Pular para o conteúdo
Publicidade

Gratidão: 10 versículos bíblicos para agradecer a Deus

Por Bíblia Online

Você já agradeceu a Deus hoje? Expressar gratidão ao Pai é um ato de fé, amor e respeito. O ato de ser grato é um dos temas centrais da Bíblia, pois expressar agradecimento a Deus é essencial para fortalecer a nossa fé.

Neste artigo, trazemos 10 versículos para ajudá-lo a expressar sua gratidão a Deus.

Versículos

1. Salmo 107:1

Ekele maka Chineke onye na-anapụta

Keleenụ Onyenwe anyị, nʼihi na dị mma;

ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

2. Colossenses 3:17

Ka ihe niile unu na-eme, nʼokwu maọbụ nʼomume bụrụ nke e mere na nke e kwuru site nʼaha Onyenwe anyị Jisọs, na-enyekwanụ Chineke Nna ekele site na ya.

3. Salmo 100:4

Jirinụ ekele banye nʼọnụ ụzọ ama ya

jiri otuto baa nʼogige ya;

keleenụ ya, tookwa aha ya.

4. Efésios 5:20

Na-enyenụ Chineke bụ Nna ekele mgbe niile na nʼihe niile, nʼaha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst.

5. Salmo 118:1

Kelee Onyenwe anyị

Keleenụ Onyenwe anyị nʼihi na dị mma;

ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

6. Filipenses 4:6

Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọbụla. Kama nʼihe niile, sitenụ nʼekpere na arịrịọ, ya na ekele, chee ihe niile na-akpa unu nʼihu Chineke.

7. Salmo 136:1

Abụ ekele

Keleenụ Onyenwe anyị, nʼihi na dị mma.

Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

8. 1 Crônicas 16:34

Keleenụ Onyenwe anyị, nʼihi na dị mma,

nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

9. Hebreus 12:28

Ya mere, ebe anyị na-anata alaeze nke na-apụghị ịgbanwe, ka anyị jiri obi ekele, egwu na nsọpụrụ fee Chineke ofufe nʼụzọ ga-anabata.

10. Salmo 9:1

Ekele nʼihi nnapụta Chineke

O Onyenwe anyị, aga m esite nʼala ala obi m too gị,

aga m agwakwa onye ọbụla ihe ọma niile na-eme.

A gratidão a Deus é uma prática que fortalece nossa fé e nos ajuda a reconhecer as bênçãos diárias. Medite nesses versículos e expresse seu agradecimento a Deus constantemente. Compartilhe este artigo para inspirar mais pessoas a serem gratas ao Senhor.

Deus abençoe!

Anilda Martins Costa
Angelita Chaves
+6
6 deram Amém