Pular para o conteúdo
Publicidade

A fé vem pelo ouvir

Por Bíblia Online

A fé vem pelo ouvir, e o ouvir pela Palavra de Cristo. Quando a Palavra é proclamada, a fé nasce nos corações. Ouvir a Deus é o primeiro passo para crer e seguir.

A fé vem pelo ouvir

A fé vem pelo ouvir, e o ouvir pela Palavra de Cristo. Quem ouve a Palavra crê e obtém a salvação eterna.

Nʼihi na o nweghị ihe dị iche nʼetiti onye Juu na onye mba ọzọ, otu Onyenwe anyị ahụ bụ Onye nwe mmadụ niile, na-agọzibigakwa ndị na-akpọku ya oke. Nʼihi na, "Onye ọbụla nke na-akpọku aha Onyenwe anyị, ka a ga-azọpụta."

Ma olee otu ha ga-esi kpọkuo aha ya ma bụrụ na ha ekwereghị na ya? Olee otu ha ga-esikwa kwere nʼonye ahụ ha anụbeghị ihe gbasara ya? Olee otu ha ga-esi nụkwa ma bụrụ na ndị nkwusa adịghị? Oleekwanụ otu ha ga-esi pụọ gaa kwusaa, ma bụrụ na o nweghị ndị zipụrụ ha? Dịka e dere ya nʼakwụkwọ nsọ, sị, "Lee, ka ha si maa mma bụ ụkwụ ndị na-eweta oziọma."

Ma bụghị mmadụ niile nabatara oziọma ahụ. Nʼihi na Aịzaya kwuru, "Onyenwe anyị, onye kweere ozi anyị?" Ma bụ ihe doro anya na bụ site nʼige ntị nʼoziọma a ka mmadụ ji enweta okwukwe, oziọma ahụ a na-anụ bụ site nʼokwu Kraịst.

bụ naanị otu ihe ka m chọrọ ịmata nʼaka unu. Unu natara Mmụọ Nsọ site nʼịrụ ọrụ iwu chọrọ, ka bụ site na nkuzi nke okwukwe?

Unu bụkwa ndị a gụnyere nʼime Kraịst mgbe unu nụrụ ozi nke eziokwu ahụ bụ oziọma nke nzọpụta. Mgbe unu kwenyere, a kara unu akara nʼime ya bụ akara nke nkwa ahụ bụ Mmụọ Nsọ. Nke a bụ ihe nketa anyị tutu ruo mgbe a rụzuru ọrụ mgbapụta nke ndị ahụ niile bụ ihe nweta Chineke. Ka e si otu a too ebube ya.

"Nʼezie, nʼezie agwa m unu, onye ọbụla na-anụ okwu m ma kwerekwa nʼonye zitere m nwere ndụ ebighị ebi, a gaghị amakwa ya ikpe, gafeela site nʼọnwụ banye na ndụ.

Nʼezie, nʼezie agwa m unu, oge na-abịa, bịakwala ugbu a mgbe ndị nwụrụ anwụ ga-anụ olu Ọkpara Chineke, ndị ahụ nụrụ ya ga-adịkwa ndụ.

O nweghị onye nwere ike ịbịakwute m ma bụghị na Nna ahụ zitere m kpọtara ya, aga m akpọlitekwa ya nʼụbọchị ikpeazụ. E dere ya nʼakwụkwọ ndị amụma, Ha niile ga-abụ ndị Chineke ga-akụziri ihe. Onye ọbụla nke gere Nna ahụ ntị ma mụtakwa ihe site na ya na-abịakwute m. O nweghị onye ọbụla hụrụla Nna ahụ karịakwa onye ahụ sitere na Chineke, naanị ya hụrụla Nna ahụ. Nʼeze, nʼezie agwa m unu, onye ọbụla kwerenụ nwere ndụ ebighị ebi.

Ouvir e obedecer

Felizes os que ouvem a Palavra de Deus e a praticam. Quem tem ouvidos ouça o que o Espírito diz.

Ma sịrị, kama, "Ngọzị na-adịrị ndị na-anụ okwu Chineke, na-emekwa ha."

Onye ọbụla nwere ntị ịnụ ihe, ya nụrụ."

gwara ha sị, "Gaanụ nʼime ụwa niile kwusaara ihe niile e kere eke oziọma.

Nke a bụkwa imezu amụma ahụ Aịzaya buru sị,

" Unu ga na-anụ, nụkwa, ma unu agaghị aghọta ihe ọbụla.

Unu ga na-ele anya, hụkwa, ma unu agaghị ahụ ihe ọbụla.

Nʼihi na obi ndị nke a a maala abụba, dịkwa arọ,

ha adịghị ejikwa ntị ha anụ ihe,

ha mechikwara anya ha ka ha ghara ịhụ ụzọ.

Ma bụghị otu a ha nwere ike iji anya ha hụ ụzọ,

jirikwa ntị ha nụ ihe,

sitekwa nʼobi ha nwe nghọta

ma chigharịa bịakwute m, ka m gwọọ ha.

Ma ngọzị na-adịrị anya unu, nʼihi na ha na-ahụ ụzọ, na ntị unu nʼihi na ha na-anụkwa ihe.

Ịdị ọcha dị mkpa

Mgbe ahụ, kpọrọ igwe mmadụ ahụ, sị ha, "Geenụ ntị, ghọtakwanụ.

"Tọọnụ ntị unu nʼala, bịakwute m!

Gee ntị, ka inwe ike dị ndụ.

Mụ na unu ga-aba nʼọgbụgba ndụ ebighị ebi,

bụ ịhụnanya m kwesiri ntụkwasị obi nke m kwere Devid na nkwa.

siri, "Gaa gwa ndị a sị,

" Na-anụnụ, ma unu aghọtala,

na-elenụ anya ma unu ahụla.

Mee ka obi ndị a maa abụba, dịkwa arọ,

mee ka ntị ha kpọchie,

mechiekwa anya ha.

Ma bụghị otu a, ha nwere ike iji anya ha hụ ụzọ,

jiri ntị ha nụ ihe,

jirikwa obi ha ghọta,

ma chigharịa bụrụ ndị a gwọrọ."

Na-echetakwanụ anyị nʼekpere, ka Chineke meghere anyị ụzọ ikwusa oziọma, ka anyị nwee ike kwusaa ihe omimi Kraịst, nke m ji maka ya nọrọ nʼụlọ mkpọrọ,

Seja o primeiro