Publicidade

Dívidas

Por Bíblia Online

As dívidas podem escravizar, mas a Bíblia nos ensina princípios de sabedoria financeira: não se endividar imprudentemente, pagar o que se deve e confiar em Deus como provedor.

O devedor é servo do credor

O rico domina sobre o pobre, e o que toma emprestado é servo do que empresta. A Bíblia convida à liberdade financeira.

Dịka ọgaranya si achị ogbenye,

otu a kwa ka onye na-ebi ego si bụrụ ohu onye na-ebinye ya ego.

Ejigidele ihe ọma pụrụ imere onye ọzọ

mgbe dị gị nʼaka ime ya.

Akụ a kpatara ngwangwa na-emebikwa ngwangwa;

ma akụ sitere nʼịrụsị ọrụ ike na-eto eto.

"dịghị onye ọbụla pụrụ ife nna ukwu abụọ, nʼihi na ga-achọ ịhụ otu nʼime ha nʼanya, kpọkwa nke ọzọ asị, maọbụ sọpụrụ otu ma lelịa nke ọzọ anya. Otu a kwa i nweghị ike ife Chineke na akụ otu mgbe ahụ.

Princípios financeiros

Pagai a todos o que lhes é devido. Deus promete que o justo não será desamparado e que a bênção virá sobre os obedientes.

Kwụghachinụ onye ọbụla ihe unu ji ha nʼụgwọ, bụrụ na unu ji ụgwọ ụtụ taks, kwụọnụ ya, bụrụkwa ụgwọ ụtụ isi nke akụnụba unu, ka unu ji, kwụọnụ ya. bụrụ na onye ọbụla kwesiri ka a sọpụrụ ya, sọpụrụnụ onye dị otu a, bụrụkwa na onye ọbụla kwesiri ka a kwanyere ya ugwu kwanyerenụ ya ugwu.

Ịhụnanya nʼihi na oge dị nso

Kwụọnụ ụgwọ niile unu ji. Ka ụgwọ unu ga-ejide ndị mmadụ bụrụ ụgwọ ịhụ ha nʼanya. Nʼihi na mgbe na-ahụ ndị mmadụ nʼanya, na-emezu ihe niile iwu chọrọ.

Ndị na-eme ihe ọjọọ na-ebiri mmadụ ihe ma ha adịghị akwụghachi ya,

ma onye ezi omume na-eme amara na-enye ndị ọzọ ihe o nwere.

"dị onye ọbụla nʼime unu chọrọ iwu ụlọ elu, na-agaghị ebu ụzọ nọdụ ala, gbakọọ ihe ga-efu ya, iji chọpụta ma o nwekwara ego ga-ezu iwucha ya?

Nye onye ọbụla rịọrọ gị ihe. bụrụkwa na mmadụ ewere ihe bụ nke gị, agala ịnapụta ya.

Gbaghara anyị mmehie anyị,

dịka anyị si agbaghara ndị na-emehie megide anyị.

Contentamento

Seja o vosso viver sem ganância, contentando-vos com o que tendes. O Senhor é suficiente — não nos desamparará.

Debenụ ndụ unu pụọ nʼịhụnanya nke ego, ka afọ ju unu nʼihe unu nwere, nʼihi na o kwuola,

"Agaghị m ahapụ gị.

O nwekwaghị mgbe m ga-eji gbakụta gị azụ."

Onyenwe anyị Chineke gị ga-agọzi gị dịka o kwere na nkwa. ga-agbazinye ọtụtụ mba ego, gaghị anọ nʼụkọ! ga-achị ọtụtụ mba, ma ha agaghị achị gị.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-