Pular para o conteúdo
Publicidade

7 ensinamentos de Jesus para uma vida plena

Por Bíblia Online  - 

Jesus nos deixou ensinamentos que transformam vidas e podemos acompanhar diversos momentos em que isso foi mostrado na Bíblia. Veja a seguir 7 ensinamentos Cristo que podem trazer paz e plenitude espiritual.

Lista de ensinamentos:

1. Mateus 22:37-39

zara sị ya, " Hụ Onyenwe gị bụ Chineke gị nʼanya site nʼobi gị niile na site na mkpụrụobi gị niile, na site nʼuche gị niile. Nke a bụ iwu nke mbụ, bụrụkwa iwu kachasị iwu niile. Iwu ọzọ na-eso nke a nʼịdị mkpa bụ nke a, Hụ onye agbataobi gị nʼanya dị ka i si hụ onwe gị nʼanya.

2. Mateus 18:21-22

Mkpa dị inwe obi mgbaghara

Mgbe ahụ Pita bịakwutere ya jụọ ya ajụjụ sị, "Onyenwe anyị, bụ ugboro ole ka m ga-agbaghara nwanne m nke mehiere megide m? bụ ugboro asaa?"

Jisọs zara sị ya, "bụghị ugboro asaa. Kama ga-agbaghara ya ruo iri ugboro asaa ụzọ asaa.

3. Mateus 5:44

Ma asị m unu, hụnụ ndị iro unu nʼanya, kpekwaaranụ ndị na-esogbu unu ekpere.

4. Mateus 7:1

Ikpe ndị ọzọ ikpe

"Unu ekpela ndị ọzọ ikpe, ka a ghara ikpekwa unu ikpe.

5. Mateus 6:33

Ma burunu ụzọ chọọ alaeze ya na ezi omume ya, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị a niile.

6. Mateus 23:12

Nʼihi na onye ọbụla ga-ebuli onwe ya elu ka a ga-eweda nʼala. Ma onye ọbụla wedara onwe ya ala, ka a ga-ebuli elu."

7. João 14:1

Jisọs akasịe ha obi

"Ka obi ghara ịlọ unu mmiri. Kwerenụ na Chineke; kwerekwanụ na m.

Esses versículos te ajudaram? Então compartilhe esses ensinamentos de Jesus com seus amigos e ajude a espalhar a palavra de Cristo.

Deus abençoe!

Seja o primeiro