Pular para o conteúdo
Publicidade

Filho do homem

Por Bíblia Online

Filho do Homem é o título que Jesus mais usou para si mesmo. Ele conecta sua humanidade plena com a visão profética de Daniel sobre o Messias glorioso que receberá domínio eterno.

A profecia de Daniel

Daniel viu alguém como o Filho do Homem vindo com as nuvens do céu. Foi-lhe dado domínio, glória e reino eterno.

"Nʼime ọhụ m nʼabalị, a hụrụ onye yiri nwa nke mmadụ, ka nọ na-abịa nʼigwe ojii nke eluigwe. Onye a bịara nso nʼebe onye ahụ na-adị site na mbụ nọ. E dubatakwara ya nʼihu ya. E nyere ya ike ọchịchị, ebube na ike ịbụ eze; mba niile dị iche iche na ndị niile na-asụ asụsụ dị iche iche kpọrọ isiala nye ya. Ọchịchị ya bụ ọchịchị na-adị ruo mgbe ebighị ebi, nke na-agaghị agabiga. O nwekwaghị onye nwere ike ịkwatu alaeze ya.

Nʼetiti ihe ịdọba oriọna ndị a, ahụrụ m otu onye yiri nwa nke mmadụ, ka o guzo. O yikwasịrị onwe ya uwe mwụda. Ma o nwere ihe okike na-acha ọlaedo e ji kee gburugburu obi ya.

Oge iwe ihe ubi

Elere m anya hụ otu igwe ọcha, nke onye nọdụrụ na ya dịka nwa nke mmadụ. O kpu okpueze e jiri naanị ọlaedo mee, jirikwa mma iwe ihe ubi dị nkọ, nʼaka ya.

sịrị, "Lee, ana m ahụ ka eluigwe meghere, hụkwa Nwa nke Mmadụ ka na-eguzo nʼaka nri Chineke."

Jesus, o Filho do Homem

O Filho do Homem veio buscar e salvar o que se havia perdido. Ele tem autoridade para perdoar pecados e julgar.

Nʼihi na Nwa nke mmadụ bịara ịzọpụta ndị furu efu..

Jisọs zara ha sị, "Nwoke ahụ kụrụ mkpụrụ ahụ bụ Nwa nke Mmadụ.

Nʼihi na dị ka Jona nọrọ ụbọchị atọ, ehihie na abalị nʼafọ azụ dị ukwuu, otu a ka Nwa nke Mmadụ ga-esi nọọkwa ụbọchị atọ, ehihie na abalị nʼobi nke ala.

Jisọs ekwuo okwu ọnwụ ya ọzọ

Mgbe ha gbakọrọ na Galili, Jisọs gwara ha sị, "A ga-arara Nwa nke Mmadụ nye nʼaka ndị mmadụ.

Otu a ka unu onwe unu pụrụ isi nọgide na nche oge niile, nʼihi na Nwa nke Mmadụ ga-abịa nʼoge awa unu na-atụghị anya ya.

Ikpe nke ikpeazụ

"Mgbe Nwa nke Mmadụ ga-abịa nʼebube ya na ndị mmụọ ozi niile, mgbe ahụ ka ga-anọ nʼelu ocheeze ebube ya.

nʼihi na na-ezi ndị na-eso ụzọ ya ihe. sịrị ha, "A ga-arara Nwa nke Mmadụ nye nʼaka ụmụ mmadụ, ha ga-egbukwa ya ma ga-ebili nʼọnwụ mgbe mkpụrụ ụbọchị atọ gasịrị."

Nʼihi na Nwa nke Mmadụ abịaghị ka e jeere ya ozi. Kama ka o jee ozi ma nyekwa ndụ ya ka bụrụ ihe mgbapụta nke ọtụtụ mmadụ."

Ma ka unu mata na Nwa nke Mmadụ nwere ikike nʼụwa ịgbaghara mmehie." sịrị onye ahụ akụkụ ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, "Asị m gị, bilie, chịrị ute gị laa nʼụlọ gị!"

Jisọs zara, sị, "Nkịta ọhịa nwere ọnụ ebe ha na-edina, ụmụ nnụnụ nke igwe nwekwara akwụ, ma Nwa nke Mmadụ enweghị ebe na-atụkwasị isi."

Nʼihi na Nwa nke Mmadụ nʼụbọchị ya ga-adị ka amụma nke eluigwe nke na-enye ìhè na mbara eluigwe site nʼotu ebe ruo nʼebe nke ọzọ.

Glória e autoridade

Quando o Filho do Homem for levantado, atrairá todos a si. Ele é plenamente humano e plenamente divino.

Ya mere Jisọs sịrị, "Mgbe unu weliri Nwa nke Mmadụ elu, mgbe ahụ ka unu ga-ama na mụ onwe m bụ ya. Unu ga-amatakwa na dịghị ihe m na-eme nʼonwe m, kama, dị ka Nna m ziri m ka m na-ekwu ihe ndị a.

sịkwara ya, "Nʼezie, nʼezie agwa m unu, unu ga-ahụ eluigwe ka o meghere hụkwa ndị mmụọ ozi Chineke ka ha na-arịgokwuru, ma na-arịdakwuru Nwa nke Mmadụ."

Otu onye agbaala akaebe nʼebe ọzọ,

"Gịnị ka mmadụ bụ i ji na-eche banyere ha?

Gịnị ka nwa nke mmadụ bụ iji na-elekọta ya?

Seja o primeiro