Publicidade

Força

Por Bíblia Online

O Senhor é a nossa força. A Bíblia está repleta de promessas para os que se sentem fracos, cansados ou sobrecarregados. Deus fortalece, sustenta e renova os que confiam nele.

O Senhor é minha força

O Senhor é minha força e meu escudo; nele meu coração confia. Ele é a fortaleza da minha vida — de quem me recearei?

Onyenwe anyị bụ ike m na ọta m;

ana m atụkwasị ya obi m, si otu a bụrụ onye a na-enyere aka.

Obi m na-awuli elu nʼihi ọṅụ,

aga m ejikwa abụ m na-eto ya.

Onyenwe anyị bụ ike m na ọta m;

ana m atụkwasị ya obi m, si otu a bụrụ onye a na-enyere aka.

Obi m na-awuli elu nʼihi ọṅụ,

aga m ejikwa abụ m na-eto ya.

Onyenwe anyị bụ ike m na ọta m;

ana m atụkwasị ya obi m, si otu a bụrụ onye a na-enyere aka.

Obi m na-awuli elu nʼihi ọṅụ,

aga m ejikwa abụ m na-eto ya.

Onyenwe anyị bụ ike nke ndị ya,

ebe mgbaba e wusiri ike nke nzọpụta dịịrị onye ya etere mmanụ.

Onyenwe anyị bụ ìhè m na nzọpụta m,

onye ka m ga-atụ egwu ya?

Onyenwe anyị bụ ebe siri ike nke ndụ m,

ọ bụkwa onye ka m ga-atụ egwu?

Olileanya m bụ nke a:

Aga m ahụ ịdị mma Onyenwe anyị

nʼala ndị dị ndụ.

Chere Onyenwe anyị;

dịrị ike, nwekwaa ume,

ma chere Onyenwe anyị.

Chere Onyenwe anyị;

dịrị ike, nwekwaa ume,

ma chere Onyenwe anyị.

Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m;

ọ ghọọla nzọpụta m.

O Onyenwe anyị, ahụrụ m gị nʼanya, gị bụ ike m.

Onyenwe anyị bụ oke nkume m, na ebe mgbaba m e wusiri ike, na onye nnapụta m.

Chineke m bụ oke nkume m, onye m gbabara nʼime ya.

Ọ bụ ọta m, na mpi nzọpụta m, na oke nkume m nke onye ọbụla na-apụghị ịba nʼime ya.

Site nʼinyeaka gị, apụrụ m ịlụso igwe ndị agha ọgụ,

sitekwa na Chineke m, apụkwara m ịwụfe mgbidi ọbụla.

Nʼihi na onye bụ Chineke, ma ọ bụghị naanị Onyenwe anyị?

Onye bụkwa oke Nkume ahụ, ma ọ bụghị naanị Chineke anyị?

Renovar as forças

Os que esperam no Senhor renovam as forças. Sobem com asas como águias, correm e não se cansam, caminham e não se fatigam.

ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,

ga-agbanwe ike ha, nweta ike ọhụrụ.

Ha ga-eji nku felie elu dịka ugo.

Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha;

ha ga-aga ije ma ha agaghị ada mba.

ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,

ga-agbanwe ike ha, nweta ike ọhụrụ.

Ha ga-eji nku felie elu dịka ugo.

Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha;

ha ga-aga ije ma ha agaghị ada mba.

ma ndị niile olileanya ha dị na Onyenwe anyị,

ga-agbanwe ike ha, nweta ike ọhụrụ.

Ha ga-eji nku felie elu dịka ugo.

Ha ga-agba ọsọ, ma ike agaghị agwụ ha;

ha ga-aga ije ma ha agaghị ada mba.

Ọ na-enye ndị na-ada mba ike,

na-emekwa ka ndị na-enweghị ume nwee ume.

Ọ na-enye ndị na-ada mba ike,

na-emekwa ka ndị na-enweghị ume nwee ume.

Ọ na-enye ndị na-ada mba ike,

na-emekwa ka ndị na-enweghị ume nwee ume.

Ya mere, unu atụla egwu nʼihi na anọnyeere m unu.

Ka obi ghara ịlọ unu mmiri nʼihi na abụ m Chineke unu.

Aga m eme ka unu dịrị ike; aga m enyere unu aka;

aga m ejikwa aka nri nke ezi omume m kwagide unu.

Ya mere, unu atụla egwu nʼihi na anọnyeere m unu.

Ka obi ghara ịlọ unu mmiri nʼihi na abụ m Chineke unu.

Aga m eme ka unu dịrị ike; aga m enyere unu aka;

aga m ejikwa aka nri nke ezi omume m kwagide unu.

Ya mere, unu atụla egwu nʼihi na anọnyeere m unu.

Ka obi ghara ịlọ unu mmiri nʼihi na abụ m Chineke unu.

Aga m eme ka unu dịrị ike; aga m enyere unu aka;

aga m ejikwa aka nri nke ezi omume m kwagide unu.

"Mgbe mmiri ọṅụṅụ kọrọ ndị ogbenye na ndị mkpa na-akpa,

mgbe ha na-enweghị ike ịchọta mmiri ọṅụṅụ

mgbe akpịrị na-akpọ ha nkụ nʼihi agụụ mmiri,

mụ onwe m bụ Onyenwe anyị ga-aza ha.

Mụ onwe m, bụ Chineke nke Izrel, agaghị agbakụta ha azụ.

Nʼihi na ị bụụrụ onye na-enweghị ike ebe mgbaba;

ị bụkwaara ndị ogbenye ebe mgbaba nʼoge mkpa ha,

ebe nchebe siri ike nʼoge oke mmiri ozuzo,

na ndo nʼoge okpomọkụ.

Nʼihi na nkuume nke ndị na-adịghị emere mmadụ ebere

dị ka oke mmiri ozuzo nke na-amakwasị mgbidi,

na igboro ndị niile na-eru ụjụ na Zayọn ihe na-akpa ha.

O zitere m inye ha okpueze mara mma

nʼọnọdụ ntụ,

inye ha ọṅụ,

nʼọnọdụ ịkwa akwa,

na iyikwasị ha mmụọ otuto

nʼọnọdụ mmụọ ịda mba.

Nʼihi na Chineke akụọla ezi omume nʼime ha,

dịka osisi ook siri ike,

igosi ịma mma Onyenwe anyị.

Tudo posso em Cristo

Tudo posso naquele que me fortalece. Deus dá poder ao cansado e multiplica as forças dos que não têm vigor.

Nʼihi na apụrụ m ime ihe niile site nʼinyeaka onye na-enye m ike.

Nʼihi na apụrụ m ime ihe niile site nʼinyeaka onye na-enye m ike.

Nʼihi na apụrụ m ime ihe niile site nʼinyeaka onye na-enye m ike.

Amaara m nʼezie, na onye ahụ malitere ọrụ ọma nʼime unu, ga-aga nʼihu ịrụzu ya ruo ụbọchị Kraịst Jisọs.

Ma ọ sịrị m, "Amara m ezuorola gị. Nʼihi na ike m na-ezu oke nʼime adịghị ike." Ugbu a, obi dị m ụtọ ịnya isi banyere adịghị ike m. Nʼihi na ọ bụ site nʼọnọdụ adịghị ike m ka ike ebube Kraịst ga-esi nọgide nʼahụ m. Ọ bụ nʼihi Kraịst ka m na-anọgide nʼadịghị ike m niile, mkparị ndị mmadụ, ihe isi ike niile, mkpagbu niile na ihe ndakwasị dị iche iche. Nʼihi na mgbe m na-adịghị ike ka m na-enwe ike karịa.

Ma ọ sịrị m, "Amara m ezuorola gị. Nʼihi na ike m na-ezu oke nʼime adịghị ike." Ugbu a, obi dị m ụtọ ịnya isi banyere adịghị ike m. Nʼihi na ọ bụ site nʼọnọdụ adịghị ike m ka ike ebube Kraịst ga-esi nọgide nʼahụ m. Ọ bụ nʼihi Kraịst ka m na-anọgide nʼadịghị ike m niile, mkparị ndị mmadụ, ihe isi ike niile, mkpagbu niile na ihe ndakwasị dị iche iche. Nʼihi na mgbe m na-adịghị ike ka m na-enwe ike karịa.

Ọ bụ nʼihi Kraịst ka m na-anọgide nʼadịghị ike m niile, mkparị ndị mmadụ, ihe isi ike niile, mkpagbu niile na ihe ndakwasị dị iche iche. Nʼihi na mgbe m na-adịghị ike ka m na-enwe ike karịa.

Nʼihi na ngwa agha anyị ji ebu agha, abụghị ngwa agha nke mmadụ nkịtị nke ụwa, kama ha nwere ike nke mmụọ ịla ebe niile e wusiri ike nʼiyi.

Ọ dịkwaghị mgbe anyị ji chee nʼime onwe anyị, na anyị nwere ike ime ihe ọbụla bara uru site nʼike aka anyị, kama ihe ọbụla anyị nwere, ihe ọbụla anyị rụpụtara, sitere nʼaka Chineke.

Força do Espírito

Recebereis poder ao descer sobre vós o Espírito Santo. O Espírito nos fortalece com poder no homem interior.

Ma mgbe Mmụọ Nsọ bịakwasịrị unu, unu ga-anata ike. Mgbe ahụ, unu ga-agbara m ama na Jerusalem, na Judịa niile ya na Sameria ruokwa ebe niile ụwa sọtụrụ."

Mgbe ha hụrụ nkwuwa okwu Pita na Jọn, na-atụghị ụjọ, ma chọpụtakwa na ha bụ ndị mmadụ nkịtị, na ndị a na-azụghị nʼụlọ akwụkwọ, o juru ha anya. Ma ha ghọtara na ha bụ ndị ha na Jisọs nọkọrọ.

Ekpere m bụ ka o site nʼịba ụba nke otuto ya, nye unu ike na-esite na Mmụọ ya, mee ka unu dị ike nʼime mmụọ unu;

Nʼikpeazụ, dịnụ ike nʼime Onyenwe anyị na nʼime ike ya dị ukwuu.

Nʼikpeazụ, dịnụ ike nʼime Onyenwe anyị na nʼime ike ya dị ukwuu.

Nʼikpeazụ, dịnụ ike nʼime Onyenwe anyị na nʼime ike ya dị ukwuu.

Ugbu a, nye onye ahụ pụrụ imebiga ihe nʼoke karịa ihe niile nke anyị rịọrọ, maọbụ karịa ka anyị pụrụ ichepụta nʼuche anyị, site nʼike ya nke na-arụ ọrụ nʼime anyị, ọ bụ ya ka otuto dịrị nʼime chọọchị na nʼime Kraịst Jisọs ruo ọgbọ niile nke mgbe niile, ebighị ebi ruo ebighị ebi. Amen.

Nʼihi na Chineke enyeghị anyị mmụọ ịtụ ụjọ, kama o nyere anyị mmụọ na-emejupụta anyị nʼike, na ịhụnanya, na uche zuruoke.

Nʼihi na Chineke enyeghị anyị mmụọ ịtụ ụjọ, kama o nyere anyị mmụọ na-emejupụta anyị nʼike, na ịhụnanya, na uche zuruoke.

Ọ bụrụ na anyị anagide,

anyị ga-esokwa ya chịa ọchịchị.

Ọ bụrụ na anyị ajụ ya,

ọ ga-ajụkwa anyị.

Coragem e perseverança

Sê forte e corajoso! O Senhor teu Deus é contigo por onde quer que andares. Não desanime, porque a alegria do Senhor é a vossa força.

Ọ bụ na m enyebeghị gị iwu sị gị, Nwee obi ike, dịrịkwa ike! Wezuga ụjọ niile na ịda mba nke obi. Cheta na mụ, bụ Onyenwe anyị Chineke gị, nọnyeere gị ebe ọbụla ị na-aga."

Ọ bụ na m enyebeghị gị iwu sị gị, Nwee obi ike, dịrịkwa ike! Wezuga ụjọ niile na ịda mba nke obi. Cheta na mụ, bụ Onyenwe anyị Chineke gị, nọnyeere gị ebe ọbụla ị na-aga."

Dịnụ ike! Nweenụ obi ike! Unu atụla ha egwu! Nʼihi na Onyenwe anyị Chineke unu ga-anọnyere unu. Ọ gaghị agbakụta unu azụ, ọ gakwaghị ahapụ unu."

Nʼihi na Onyenwe anyị Chineke unu ga-eso unu gaa, ọ ga-alụrụ unu ọgụ imegide ndị iro unu, ọ ga-enyekwa unu mmeri."

Nʼihi na Onyenwe anyị Chineke unu ga-eso unu gaa, ọ ga-alụrụ unu ọgụ imegide ndị iro unu, ọ ga-enyekwa unu mmeri."

Nehemaya gwakwara ha sị; "Laanụ nʼụlọ unu gaa mee mmemme oriri na ọṅụṅụ nyekwanụ ndị na-enweghị nke ha ga-eri. Ụbọchị taa dị nsọ nye Chineke anyị. Unu erukwala ụjụ, nʼihi na ọṅụ Onyenwe anyị bụ ike unu."

Ihe nọnyere ya bụ ogwe aka nke anụ ahụ, ma nke nọnyere anyị bụ Onyenwe anyị, Chineke anyị, inyere anyị aka na ibu agha anyị niile." Okwu a, nke Hezekaya bụ eze Juda kwuru, mere ka ndị Juda nwee agbamume.

Ma unu ndị Juda, unu adala mba nʼọrụ ọma unu, nʼihi na a ga-akwụ unu ụgwọ ọrụ unu."

Devid gwakwara nwa ya Solomọn okwu sị, "Dị ike, nwee obi ike, rụọ ọrụ a. Atụla ụjọ, adakwala mba, nʼihi na Onyenwe anyị Chineke, bụ Chineke m, nọnyeere gị. Ọ gaghị ahapụ gị, maọbụ gbakụta gị azụ. Ọ ga-ahụ na ihe niile gaara gị nke ọma, tutu ruo mgbe ọrụ iwu ụlọnsọ Onyenwe anyị gwụsịrị.

Gị onwe gị, Onyenwe anyị nwe ịdị ukwu, na ike,

na ịma mma, na ugwu eze, na ebube,

nʼihi na ihe niile nʼeluigwe na nʼụwa bụ nke gị.

Gị onwe gị, Onyenwe anyị nwe alaeze.

Gị kwa ka e buliri elu dịka onye na-achị isi nʼelu ihe niile.

Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya,

chọọnụ ihu ya mgbe niile.

Fortalecidos na Palavra

A Palavra de Deus é viva e eficaz. Ela nos fortalece, nos guia e nos equipará para toda boa obra.

Nʼihi na okwu Chineke dị ndụ dịkwa nkọ. Ọ dị nkọ karịa mma ihu abụọ ọbụla. Ọ na-adụba ruo na-ikewa mkpụrụobi na mmụọ, ma rukwaa na ebe nkwonkwo na ụmị kewakwara onwe ha. Ọ na-enyocha ọchịchọ na echiche obi ndị mmadụ.

Na-echenụ nche mgbe niile, guzosienụ ike nʼime okwukwe unu. Dịrịnụ ka ndị tozuru dimkpa, ndị dị ike.

Na-echenụ nche mgbe niile, guzosienụ ike nʼime okwukwe unu. Dịrịnụ ka ndị tozuru dimkpa, ndị dị ike.

Na-echenụ nche mgbe niile, guzosienụ ike nʼime okwukwe unu. Dịrịnụ ka ndị tozuru dimkpa, ndị dị ike.

Okwu m na ihe m kwusara abịakwaghị dịka okwu ire ụtọ na nke oke mmụta, ime ka ndị mmadụ kwere, kama ha bịara nʼụzọ igosi ọrụ nke Mmụọ Nsọ na ike ya. Ka okwukwe unu ghara ịdabere nʼamamihe mmadụ, kama ka ọ dabere nʼike Chineke.

Nʼihi na okwu maka obe bụ ihe nzuzu nye ndị na-efu efu, ma nye anyị ndị a na-azọpụta, ọ bụrụ anyị ike nke Chineke.

Nʼihi na okwu maka obe bụ ihe nzuzu nye ndị na-efu efu, ma nye anyị ndị a na-azọpụta, ọ bụrụ anyị ike nke Chineke.

Promessas de força

Quando estou fraco, o Senhor me sustenta. Ele restaura minha alma, fortalece meu coração e guia meus passos.

Ọ bụrụ na Onyenwe anyị nwere mmasị na ndụ mmadụ,

ọ ga-eme ka nzọ ụkwụ ya guzosie ike;

ọ bụrụ na ọ kpọbie ụkwụ, ọ gaghị ada,

nʼihi na Onyenwe anyị na-eji aka ya ejigide ya.

Nzọpụta nke ndị ezi omume si nʼaka Onyenwe anyị bịa;

ọ bụ ebe ha e wusiri ike nʼoge nsogbu.

Onyenwe anyị na-anọ ndị niile obi ha tiwara etiwa nso,

ọ na-anapụta ndị niile olileanya ha gwụrụ.

Onyenwe anyị na-agbapụta ndị ohu ya;

ọ dịghị onye ọbụla nke na-agbaba nʼime ya a ga-ama ikpe ọnwụ.

Ya mere, dịrịnụ ike, ka obi siekwa unu ike,

unu niile ndị olileanya ha dị nʼime Onyenwe anyị.

Ọ bụghị site na mma agha ha ka ha ji merie nweta ala a,

ha emerighị site nʼike nke aka ha;

ọ bụ aka nri gị, aka gị,

na ìhè nke ihu gị nyere ha mmeri, nʼihi na ị hụrụ ha nʼanya.

Ma aga m abụ abụ banyere ike gị,

nʼụtụtụ aga m abụ abụ banyere ịhụnanya gị;

ị bụ ebe mgbaba m e wusiri ike,

ebe mgbaba m nʼoge nsogbu.

O, gị onye bụ ike m, ana m abụku gị abụ otuto;

gị, o Chineke, bụ ebe mgbaba m e wusiri ike,

Chineke m, onye m na-adabere.

O Chineke, site na mgbe m bụ nwantakịrị, i kuzielera m ihe,

ruo taa, ana m ekwupụta banyere ọrụ ebube gị niile.

O Chineke m, ọ bụladị mgbe m mere agadi,

mgbe isi awọ juru m isi, ahapụla m,

tutu ruo mgbe m ga-ekwupụta ike gị nye ọgbọ nke na-abịa,

na ịdị ike gị nye ndị niile na-abịa nʼoge dị nʼihu.

Nʼagbanyeghị na i meela ka m gabiga ọtụtụ nsogbu

nke dị ilu,

ị ga-atụte ndụ m ọzọ;

site nʼebe dị omimi nke ụwa,

ị ga-adọkpụpụta m ọzọ.

Ị ga-eme m ka m dịrị ukwuu karịa ka m dị na mbụ.

Ị ga-akasịkwa m obi ọzọ.

Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba,

ma Chineke bụ ike nke obi m,

na ihe nketa m ruo ebighị ebi.

Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba,

ma Chineke bụ ike nke obi m,

na ihe nketa m ruo ebighị ebi.

Anụ ahụ m na mkpụrụobi m nwere ike ịda mba,

ma Chineke bụ ike nke obi m,

na ihe nketa m ruo ebighị ebi.

Perseverança e vitória

Se Deus é por nós, quem será contra nós? A Palavra da cruz é poder de Deus para os que são salvos.

Gịnị ọzọ ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a. Ọ bụrụ na Chineke nọnyere anyị, onye pụrụ imegide anyị?

Anyị maara na ihe niile na-arụkọta ọrụ maka ọdịmma ndị hụrụ Chineke nʼanya bụ ndị a kpọrọ dịka uche nsọ ya siri dị.

Nʼihi na site nʼoge Chineke kere ụwa na ihe niile dị nʼime ya, ụdịdị ya nke a na-apụghị ịhụ anya na ike nke ebighị ebi ya na ụdịdị ịdị nsọ ya ka e mere ka ọ pụta ìhè nye ụmụ mmadụ. Ụmụ mmadụ na-aghọta ihe ndị a site nʼihe ndị e kere eke. Nʼihi nke a ụmụ mmadụ enwekwaghị ngọpụ.

Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị ike ha nwere dị na gị,

ndị kpebiri nʼobi ha ịga njem.

Ike ha na-abawanye abawanye,

tutu ha niile nʼotu na otu, abịa guzo nʼihu Chineke na Zayọn.

Mgbe oke nchekasị obi batara nʼime m,

nkasiobi gị wetara mkpụrụobi m ọṅụ.

Iru ụjụ emeela ka mkpụrụobi m daa mba;

gbaa m ume dịka okwu gị si dị.

Nkasiobi m nʼime ịta ahụhụ m bụ nke a:

nkwa gị na-echebe ndụ m.

A sịkwarị na m na-eje ije nʼetiti nsogbu,

ị na-echebe ndụ m;

ị na-esetipụ aka gị megide iwe ndị kpọrọ m asị,

ị na-eji aka nri gị zọpụta m.

Mgbe mmụọ m dara mba nʼime m,

ọ bụ gị maara ụzọ m.

Nʼụzọ ebe m na-esi aga

ka ndị mmadụ siiri m ọnya.

Ụfọdụ na-atụkwasị obi ha na ịnyịnya, ndị ọzọ nʼụgbọ agha;

ma anyị na-atụkwasị aha Onyenwe anyị, Chineke anyị, obi.

O Onyenwe anyị, lee na eze na-aṅụrị ọṅụ nʼike gị.

Obi na-atọkwa ya ụtọ nke ukwuu nʼihi mmeri niile i nyere ya!

Site nʼotuto ụmụntakịrị na ụmụ na-aṅụ ara,

ị tọọla ntọala siri ike megide ndị iro gị,

ka e si otu a mechie ọnụ onye iro na onye ahụ na-abọ ọbọ.

Em todo tempo

O Senhor fortalece de manhã à noite, do berço à velhice. Nenhum obstáculo é grande demais quando Deus é nossa força.

Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị bụ ike m,

ọ na-eme ụkwụ m abụọ ka ha dịka nke ele.

Ọ na-emekwa ka m zọọ ije nʼebe niile dị elu.

"Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị ọ bụ gị sitere nʼike gị dị ukwuu, na aka gị e setịrị eseti mee eluigwe na ụwa. O nweghị ihe ọbụla ị na-enweghị ike ime.

Nʼihi ihe ndị a niile, ihe ndị a ka Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile kwuru,

"Nʼihi na okwu ndị a esitela nʼọnụ ndị a pụta,

aga m eme ka okwu m, nke si gị nʼọnụ na-apụta, ghọọ ọkụ.

Aga m emekwa ka ndị a ghọọ nkụ ọkụ ahụ ga-erepịa.

Aga m eme ka ha dị ike nʼime Onyenwe anyị,

ọ bụkwa nʼaha ya ka ha ga na-ejegharị nʼudo."

Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri.

Ọ sịrị m, "Nke a bụ okwu nke Onyenwe anyị nye Zerubabel. ‘Ọ bụghị site nʼike, maọbụ site nʼume, kama ọ bụ site na Mmụọ m,’ ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.

"Bịakwutenụ m unu niile ndị na-adọgbu onwe unu nʼọrụ, ndị e bokwasịrị ibu dị arọ. Aga m enyekwa unu izuike.

Jisọs legidere ha anya sị ha, "Nʼebe mmadụ nọ nke a bụ ihe a na-apụghị ime, ma ọ dịghị ihe rara ahụ ime nʼebe Chineke nọ."

Nʼihi na ọ bụghị unu ga-ekwu nʼonwe unu. Kama Mmụọ nke Nna unu bi nʼeluigwe ga-esite nʼọnụ unu kwuo okwu.

Were obi gị niile na mkpụrụobi gị niile na uche gị niile na ike gị niile hụ Onyenwe anyị bụ Chineke gị nʼanya.’

Ihe a wetaara Devid oke nsogbu, nʼihi na ndị ikom ya nọ na-ekwu okwu iji nkume tugbuo ya; ha niile nọ nʼobi ilu nʼihi ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom. Ma Devid chọtara ike nʼime Onyenwe anyị Chineke ya.

Ụmụntakịrị m, unu bụ ndị sitere na Chineke, unu emeriekwala ha nʼihi na onye ahụ nke bi nʼime unu dị ukwuu karịa onye ahụ nọ nʼime ụwa.

Nʼihi na Onyenwe anyị adịghị ajụ onye ọbụla ruo

mgbe ebighị ebi.

Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka mmekpa ahụ bịa, ma ọ na-emesịakwa gosi obi ebere ya,

nʼihi na ịhụnanya ya, nke na-adịghị agwụ agwụ, dị ukwuu.

Nʼihi na ọ naghị elezi anya eweta ahụhụ,

maọbụ mee ka ụmụ mmadụ nọọ na mmekpa ahụ.

Publicidade
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-20_17-16-08-