Pular para o conteúdo
Publicidade

Livramento

Por Bíblia Online

Deus é o grande Libertador. Através da Bíblia, vemos Deus livrando seu povo de inimigos, de perigos e da morte. Quem clama ao Senhor, Ele ouve e liberta.

Deus ouve e livra

Clamaram ao Senhor na sua tribulação, e Ele os livrou das suas angústias. O Senhor é refúgio e a salvação dos que nele confiam.

Onyenwe anyị na-anụ olu ndị ezi omume, mgbe ha na-akpọku ya ka o nyere ha aka;

na-azọpụtakwa ha site na nsogbu ha niile.

ga-akpọku m, aga m azakwa ya.

Aga m anọnyere ya nʼime nsogbu ya,

aga m adọpụta, ma sọpụrụkwa ya.

Nke a ka m ga-ekwu maka Onyenwe anyị, "bụ ebe mgbaba m na ebe nchebe m e wusiri ike,

Chineke m, onye m na-atụkwasị obi m."

Nʼezie, ga-anapụta gị

site nʼọnya nke onye osi ọnya

na site nʼaka ajọ ọrịa na-efe efe na-eweta ịla nʼiyi.

Chineke anyị bụ Chineke na-azọpụta;

mgbapụta pụọ nʼọnwụ na-esite nʼaka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị.

Nʼihi na zọpụtala m site nʼọnwụ,

ma napụta ụkwụ m site nʼịsọ ngọngọ,

ka m nwee ike jegharịa nʼihu Chineke,

nʼìhè nke ndụ.

Gbapụtanụ ndị na-adịghị ike na ndị nọ na mkpa;

napụta ha site nʼaka ndị ajọ omume.

O Onyenwe anyị, ya masị gị ịzọpụta m;

O Onyenwe anyị, bịa ngwangwa inyere m aka.

Ya mere, ka ndị niile bụ ndị ezi omume kpọkuo gị nʼekpere

mgbe e nwere ike ịchọta gị;

nʼụzọ dị otu a, bụrụ na uju mmiri abịa,

gaghị erute ha.

Livramento poderoso

Deus livrou Daniel dos leões, os jovens hebreus do fogo e Israel do Egito. Seu braço não é curto para salvar.

bụrụ Chineke anyị na-efe nwere ike ịzọpụta anyị site nʼọkụ na-enwusi ike nʼaka gị, ya zọpụta anyị. Ma bụrụkwa na zọpụtaghị anyị, mata nke ọma, o eze, na anyị agaghị efe chi gị ndị a maọbụ kpọọ isiala nye oyiyi a kpụrụ akpụ nke guzobere."

napụtara m site nʼaka ndị iro m dị ike,

bụ ndị kpọrọ m asị, ndị dịkwa ike karịa m.

Ma ha were ọnọdụ ha nʼetiti ubi ahụ, ha napụtara ya, tigbuo ndị Filistia niile ahụ. Onyenwe anyị nyere mmeri dị ukwuu.

Unu megbuo ha, mee ka ha tikuo m, aga m anụ mkpu akwa ha, nyere ha aka.

"E, site nʼebighị ebi ruo nʼebighị ebi, mụ onwe m bụ Chineke.

dịghị onye pụrụ ịnapụta m ihe m ji nʼaka.

Mgbe m rụrụ ọrụ, onye pụrụ ịgbanwe ya?"

Redenção e restauração

Todo aquele que invocar o nome do Senhor será salvo. Deus livra do pecado, da morte e de todo mal aqueles que se humilham diante dele.

Nʼihi na, "Onye ọbụla nke na-akpọku aha Onyenwe anyị, ka a ga-azọpụta."

Ma ugbu a, gịnị ka na-eche? Bilie ọtọ, ka e mee gị baptizim, ka a sachakwa gị site na mmehie, na-akpọkukwa aha ya.

na i chere Ọkpara ya onye ga-esi nʼeluigwe, onye o sitere na ndị nwụrụ anwụ kulite, Jisọs, onye na-anapụta anyị nʼiwe nke na-abịa.

bụrụ na ndị m ndị a kpọkwasịrị aha m, ewedata onwe ha nʼala, kpee ekpere, chọsie ihu m ike, sitekwa na mmehie ha chigharịa, aga m esite nʼeluigwe za ekpere ha, gbaghara ha mmehie ha, mee ka ala ha dịrị ndu.

Ihe ọbụla unu ga-arịọ site nʼaha m, aga m enye unu ya, ka e nwe ike nye Nna ahụ otuto site nʼỌkpara ya. Ihe ọbụla unu rịọrọ nʼaha m, aga m eme ya.

Nkwa izite Mmụọ Nsọ

"bụrụ na unu hụrụ m nʼanya unu ga-edebe iwu m niile. Aga m arịọ Nna m, ga-enye unu Onye Nkasiobi ọzọ, onye ga-enyere unu aka ma nọnyekwara unu ruo mgbe niile ebighị ebi.

Anyị mara na Chineke adịghị ege ndị mmehie ntị, ma na-ege ntị onye na-atụ egwu ya na onye na-eme uche ya.

Bịakwutenụ Chineke nso, ya onwe ya ga-abịakwutekwa unu nso. Kwọọnụ aka unu, unu ndị mmehie, meekwanụ ka obi unu dị ọcha, unu ndị obi abụọ.

Ya mere, ebe unu ndị ọjọọ maara otu e si enye ụmụ unu ezi onyinye, Nna unu bi nʼeluigwe gaghị enye unu karịa, ma bụrụ na unu arịọọ ya!

Mgbe ahụ, onye ahụ ga-arịọ Chineke arịrịọ ma chọtakwa ihuọma ya,

ha ga-ahụ ihu Chineke ma tiekwa mkpu ọṅụ,

na-enyeghachi ha ezi ihe nʼihi ezi omume ya.

Seja o primeiro

Este artigo te tocou? Faça uma oração!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.