Pular para o conteúdo
Publicidade

Maria

Por Bíblia Online

Maria, mãe de Jesus, é honrada nas Escrituras como a mulher escolhida por Deus para trazer ao mundo o Salvador. Sua fé, humildade e obediência são exemplo para todos os cristãos.

A escolhida de Deus

O anjo Gabriel anunciou a Maria que ela seria mãe do Filho do Altíssimo. Ela respondeu com fé: 'Faça-se em mim segundo a tua palavra.'

Ozi banyere ọmụmụ Jisọs

Ma nʼọnwa isii ya, Chineke zigara mmụọ ozi ya, bụ Gebrel, ka gaa nʼobodo Nazaret nke dị nʼime Galili. Ka o jekwuru otu nwaagbọghọ na-amaghị nwoke bụ onye otu nwoke aha ya bụ Josef, onye sitere nʼagbụrụ Devid, kwere nkwa ịlụ. Aha nwaagbọghọ a bụ Meri. O jekwuru ya sị ya, "Ekele! Gị onye ihuọma dịkwasịrị. Onyenwe anyị nọnyekwara gị."

Ma mmụọ ozi ahụ sịrị ya, "Atụla egwu Meri, nʼihi na i chọtala ihuọma nʼebe Chineke nọ. Ma lee ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. ga-akpọkwa aha ya Jisọs. ga-abụ nnukwu mmadụ onye a ga-akpọ Ọkpara Onye kachasị ihe niile elu. Onyenwe anyị Chineke ga-enye ya ocheeze nna ya Devid. ga-achị ụlọ Jekọb ruo ebighị ebi, alaeze ya agaghị enwekwa ọgwụgwụ."

Josef anabata Jisọs dịka nwa ya nwoke

Otu a ka ọmụmụ Jisọs, onye a na-akpọ Kraịst siri dị: Nne ya Meri bụ onye e kwenyere na ga-alụ Josef, ma tupu ha ebikọọ ọnụ a chọpụtara na Meri di ime site na Mmụọ Nsọ.

O Magnificat

Maria cantou: 'Minha alma engrandece ao Senhor!' Seu cântico exalta a misericórdia, o poder e a fidelidade de Deus.

Abụ Meri bụrụ

Ma Meri sịrị,

"Mkpụrụobi m na-ebuli Onyenwe anyị elu

mmụọ m na-aṅụrị ọṅụ nʼime Chineke bụ Onye nzọpụta m,

nʼihi na o ledatala anya, lekwasị m,

bụ odibo ya dị ala.

Site ugbu a gaa nʼihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye a gọziri agọzi.

Nʼihi na Onye dị ike emeelara m ihe dị ukwuu.

Aha ya dịkwa nsọ.

Ebere ya na-erute ndị niile na-atụ egwu ya

site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ.

O gosila ike aka ya;

chụsasịala ndị dị mpako nʼime echiche obi ha.

O sitela nʼocheeze ndị eze dị ike kwatuo ha,

buliekwa ndị dị umeala nʼobi elu.

O jirila ihe dị mma nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ

ma ndị ọgaranya ka o zipụrụ nʼaka efu.

O nyerela odibo ya bụ Izrel aka,

na-echetakwa imere ya ebere.

Dị ka gwara nna nna anyị ha,

nye Ebraham na ụmụ ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi."

Ya mere Josef hapụrụ Nazaret nke dị na Galili, gaa Betlehem nke dị na Judịa, nke bụkwa obodo Devid, nʼihi na o si nʼụlọ na agbụrụ Devid pụta. Ya na Meri, nwaagbọghọ o kwere nkwa ịlụ, nke dịkwa ime, soro gaa ka o denye aha ha. Mgbe ha nọ ebe ahụ, oge ga-eji mụọ nwa ya zuru. mụrụ nwa nwoke mbụ ya. O ji akwa kee ya, nibe ya nʼime ebe a na-enye anụ ụlọ nri, nʼihi na ha enwetaghị ebe ndina nʼụlọ ndị ije.

Ma Meri debere ihe ndị a niile nʼobi ya, na-atụgharị ihe banyere ha nʼobi ya.

Mgbe ahụ, Simiọn gọziri ha, sịkwa Meri nne ya, Lee, "Nwatakịrị a bụ onye e zitere ka bụrụ ọdịda na mbili nye ọtụtụ mmadụ nʼIzrel, ga-abụkwa ihe ama nke ọtụtụ ga-ekwujọ. bụkwa site nʼụzọ dị otu a ka a ga-ekpughe echiche nke dị ọtụtụ nʼobi. Mma agha ga-adụwakwa mkpụrụobi nke gị onwe gị."

Mgbe ndị mụrụ ya hụrụ ya, tụrụ ha nʼanya, ma nne ya sịrị ya, "Nwa m, gịnị mere i ji mesoo anyị mmeso dị otu a? Mụ na nna gị nọ na-achọgharị gị?"

jụrụ ha sị, "Gịnị mere unu ji na-achọ m? Unu amaghị na aghaghị m ịnọ nʼụlọ Nna m?" Ma ha aghọtaghị ihe gwara ha.

Mgbe ahụ, o sooro ha laghachi Nazaret ma na-erubekwara ha isi. Ma nne ya dobere ihe ndị a niile nʼobi ya.

Mãe fiel até o fim

Maria acompanhou Jesus desde o nascimento até a cruz. Ela estava entre os discípulos no Pentecostes, fiel em oração.

Mgbe mmanya ha gwụrụ, nne Jisọs sịrị ya, "Ha enweghị mmanya."

Jisọs sịrị ya, "Nwanyị, gịnị gbasara mụ na gị na nke a? Oge awa m erubeghị."

Nne ya gwara ndị na-eje ozi, "Ihe ọbụla gwara unu, meenụ ya."

Nne ya, nwanne ya nwanyị, bụ Meri nwunye Klopas, na Meri Magdalin guzo nso nʼakụkụ obe Jisọs. Mgbe Jisọs hụrụ nne ya na onye na-eso ụzọ ya hụrụ nʼanya ka o guzo nʼakụkụ ya, sịrị nne ya, "Nwanyị lee nwa gị nwoke." sịrị onye ahụ nke na-eso ụzọ ya, "Lee nne gị." Site nʼoge ahụ, onye ahụ na-eso ụzọ ya kpọọrọ ya laa nʼụlọ nke ya.

Nne na ụmụnne Jisọs

Mgbe ahụ, nne ya na ụmụnne ya ndị nwoke bịara, guzoro nʼezi. Ha ziri ozi ka a kpọọ ya. Igwe mmadụ gbara ya gburugburu mgbe ahụ gwara ya sị, "Lee, nne gị na ụmụnne gị ndị nwoke na ndị nwanyị guzo nʼezi. Ha chọrọ ịhụ gị."

zara sị, "Onye bụ nne m, ndị ole bụkwa ụmụnne m ndị nwoke?"

Mgbe ahụ, o lere ndị nọ ya gburugburu anya ma sị, "Ndị a bụ nne m, na ụmụnne m ndị nwoke! Onye ọbụla na-eme uche Chineke bụ nwanne m nwoke, na nwanne m nwanyị, na nne m."

Nwoke a, bụghị nwa onye kapinta? bụ na-adịghị akpọ nne ya Meri? Jemis, Josef, Saimọn na Judas, ha abụghị ụmụnne ya ndị ikom? Ụmụnne ya ndị inyom niile, ha anọghị nʼetiti anyị? Olee ebekwa ka nwoke a si nweta ihe ndị a?"

Ndị a niile ji otu obi nọgidesie ike nʼekpere. Ndị sonyere ha bụ ụfọdụ ndị inyom na Meri nne Jisọs, na ụmụnna ya.

Seja o primeiro

Este artigo te tocou? Faça uma oração!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.