Pular para o conteúdo
Publicidade

Mentira

Por Bíblia Online

A mentira é condenada pela Bíblia como pecado grave. Deus é verdade, e quem mente se alinha com o pai da mentira. O cristão é chamado a falar a verdade em amor.

Deus odeia a mentira

Os lábios mentirosos são abominação para o Senhor. A Bíblia adverte que todo mentiroso terá parte no lago de fogo.

Onyenwe anyị kpọrọ egbugbere ọnụ nʼagha ụgha asị,

ma ihe ndị kwesiri ntụkwasị obi na-amasị ya.

Ma ndị na-atụ ụjọ, ndị na-ekweghị ekwe, na ndị na-emetọ onwe ha, na ndị ogbu mmadụ, na ndị na-akwa iko, na ndị ha na mmụọ ọjọọ na-akparịta ụka, na ndị na-ekpere arụsị, na ndị ụgha niile, ihe ha ga-eketa bụ ikpe ọmụma nke ịbanye nʼime olulu ahụ e ji nkume na-enwu ọkụ kwanye ọkụ. Nke bụ ọnwụ nke ugboro abụọ."

dị ụzọ ihe isii Onyenwe anyị kpọrọ asị,

e, ha dị asaa bụ ihe arụ nʼebe nọ.

Anya dị nganga,

ire na-ekwu okwu ụgha,

aka na-awụfu ọbara ndị na-emeghị ihe ọjọọ.

Obi na-echepụta nzube ọjọọ;

ụkwụ na-eme ngwangwa ịgbaba nʼajọ ihe,

onyeama ụgha na-awụpụ ụgha dịka mmiri

na onye na-agbasa esemokwu nʼetiti ụmụnna.

Unu agwala ibe unu okwu ụgha, nʼihi na unu eyipụla mmadụ ochie ahụ na-eme ụdị omume a.

Falar a verdade

Despojai-vos da mentira e falai a verdade cada um com o próximo. Cristo é a verdade, e nos chama a ser testemunhas fiéis.

Ya mere, wezuganụ ịgha ụgha, ka anyị niile kwuo eziokwu nye ndị agbataobi anyị, nʼihi na anyị niile bụ ndị e jikọtara nʼotu anụ ahụ.

Jisọs sịrị ya, "Mụ onwe m bụ ụzọ, na eziokwu, na ndụ. O nweghị onye na-abịakwute Nna m ma bụghị site na m.

Unu bụ ụmụ nke nna unu ekwensu. Uche unu bụ imezu ihe nke nna unu na-achọ. bụ ogbu ọchụ site na mbụ. dịghị ejigide eziokwu nʼihi na eziokwu adịghị nʼime ya. Mgbe na-ekwu okwu ụgha, na-ekwu dị ka ọdịdị ya sịrị dị, nʼihi na bụ onye ụgha bụrụkwa nna nke ụgha.

Onyeama ụgha aghaghị ịta ahụhụ,

onye ọbụla na-ekwupụ okwu ụgha dịka mmiri ga-ala nʼiyi.

Onye ọbụla na-aghọ aghụghọ

agaghị ebi nʼụlọ m;

onye ọbụla na-ekwu okwu ụgha

agaghị eguzokwa nʼihu m.

Consequências da falsidade

A mentira destrói confiança e relacionamentos. As Escrituras alertam sobre os frutos amargos do engano e da falsidade.

Uru niile enwetara nʼụzọ na-ezighị ezi adịghị adịgide,

ha bụ nkuume ifufe na-efesa, ndị na-achọ ya na-achọ ọnwụ.

Eziokwu na-eguzo ruo mgbe ebighị ebi,

ma okwu ụgha anaghị adịgide.

Onye kpọrọ asị bụ onye ga-achọ iwetara ihe mgbu site nʼịgha ụgha.

Okwu ọma na-esighị nʼobi mmadụ pụta na-eweta ịla nʼiyi.

ga-ala ndị niile na-agha ụgha nʼiyi;

Onyenwe anyị kpọrọ ndị ogbu mmadụ niile

na ndị aghụghọ niile asị.

" Unu ezula ohi.

" Unu aghala ụgha.

" Unu aghọgbula ibe unu.

Seja o primeiro