Pular para o conteúdo
Publicidade

Perdão e misericórdia

Por Bíblia Online

O perdão é o coração do evangelho. Deus nos perdoou em Cristo e nos chama a perdoar uns aos outros, assim como fomos perdoados — sem limites e sem condições.

O perdão de Deus

Deus é rico em misericórdia. Ele apaga nossas transgressões e não se lembra mais dos nossos pecados. Quem confessa, alcança perdão.

Ma bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị, onye ahụ kwesiri ntụkwasị obi na onye ezi omume, ga-agbaghara anyị mmehie anyị niile, sachapụkwa anyị site nʼajọ omume anyị niile.

Ma bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị, onye ahụ kwesiri ntụkwasị obi na onye ezi omume, ga-agbaghara anyị mmehie anyị niile, sachapụkwa anyị site nʼajọ omume anyị niile.

"Mụ onwe m, bụ naanị mụ onwe m, bụ onye na-ehichapụ mmehie unu.

Ana m emekwa ya nʼihi na dị m mma nʼobi ime ya.

Agakwaghị m echeta mmehie unu ọzọ.

"Mụ onwe m, bụ naanị mụ onwe m, bụ onye na-ehichapụ mmehie unu.

Ana m emekwa ya nʼihi na dị m mma nʼobi ime ya.

Agakwaghị m echeta mmehie unu ọzọ.

Dịka ọwụwa anyanwụ si dị anya, site nʼọdịda anyanwụ,

otu a ka o sirila mee ka mmehie anyị niile dịrị anya site nʼebe anyị nọ.

bụ onye na-agbaghara ajọ omume na onye dị mma, O Onyenwe m,

i jupụtara nʼịhụnanya nye ndị niile na-akpọku gị.

bụ onye na-agbaghara ajọ omume na onye dị mma, O Onyenwe m,

i jupụtara nʼịhụnanya nye ndị niile na-akpọku gị.

bụ onye na-agbaghara ajọ omume na onye dị mma, O Onyenwe m,

i jupụtara nʼịhụnanya nye ndị niile na-akpọku gị.

Nʼihi na aga m agbaghara ajọ omume ha,

agaghị m echetakwa mmehie ha niile ọzọ."

Perdoar como fomos perdoados

Jesus ensinou que devemos perdoar setenta vezes sete. Se não perdoarmos aos outros, o Pai celestial também não nos perdoará.

Mkpa dị inwe obi mgbaghara

Mgbe ahụ Pita bịakwutere ya jụọ ya ajụjụ sị, "Onyenwe anyị, bụ ugboro ole ka m ga-agbaghara nwanne m nke mehiere megide m? bụ ugboro asaa?"

Jisọs zara sị ya, "bụghị ugboro asaa. Kama ga-agbaghara ya ruo iri ugboro asaa ụzọ asaa.

Mkpa dị inwe obi mgbaghara

Mgbe ahụ Pita bịakwutere ya jụọ ya ajụjụ sị, "Onyenwe anyị, bụ ugboro ole ka m ga-agbaghara nwanne m nke mehiere megide m? bụ ugboro asaa?"

Jisọs zara sị ya, "bụghị ugboro asaa. Kama ga-agbaghara ya ruo iri ugboro asaa ụzọ asaa.

Mkpa dị inwe obi mgbaghara

Mgbe ahụ Pita bịakwutere ya jụọ ya ajụjụ sị, "Onyenwe anyị, bụ ugboro ole ka m ga-agbaghara nwanne m nke mehiere megide m? bụ ugboro asaa?"

Jisọs zara sị ya, "bụghị ugboro asaa. Kama ga-agbaghara ya ruo iri ugboro asaa ụzọ asaa.

"Otu a ka Nna m bi nʼeluigwe ga-emekwa unu, ma bụrụ na unu ejighị obi unu niile gbaghara ụmụnna unu."

bụrụ na unu agbaghara ndị mmadụ mgbe ha mehiere megide unu, Nna unu nke bi nʼeluigwe ga-agbagharakwa unu mmehie unu. bụrụkwanụ na unu agbagharaghị ndị ọzọ mmehie niile ha, Nna unu nke bi nʼeluigwe agaghị agbaghara unu mmehie unu.

bụrụ na unu agbaghara ndị mmadụ mgbe ha mehiere megide unu, Nna unu nke bi nʼeluigwe ga-agbagharakwa unu mmehie unu. bụrụkwanụ na unu agbagharaghị ndị ọzọ mmehie niile ha, Nna unu nke bi nʼeluigwe agaghị agbaghara unu mmehie unu.

bụrụ na unu agbaghara ndị mmadụ mgbe ha mehiere megide unu, Nna unu nke bi nʼeluigwe ga-agbagharakwa unu mmehie unu.

Gbaghara anyị mmehie anyị,

dịka anyị si agbaghara ndị na-emehie megide anyị.

Ngọzị na-adịrị ndị na-eme obi ebere,

nʼihi na ha ka a ga-emere ebere.

A prática do perdão

Perdoar é um ato de obediência e liberdade. A Escritura nos exorta a suportar uns aos outros e perdoar de coração, se alguém tiver algo contra outro.

Na-anagidenụ ibe unu, gbagharakwa mmejọ ọbụla ibe unu na-emejọ unu. Gbagharanụ dị ka Onyenwe anyị sị gbaghara unu.

Na-anagidenụ ibe unu, gbagharakwa mmejọ ọbụla ibe unu na-emejọ unu. Gbagharanụ dị ka Onyenwe anyị sị gbaghara unu.

Na-anagidenụ ibe unu, gbagharakwa mmejọ ọbụla ibe unu na-emejọ unu. Gbagharanụ dị ka Onyenwe anyị sị gbaghara unu.

Nʼọnọdụ ihe ndị a niile, nweenụ obi ebere nʼebe ibe unu nọ. Gbagharanụ ibe unu dịka Chineke sitere nʼamara ya gbaghara unu nʼihi na unu bụ nke Kraịst.

Nʼọnọdụ ihe ndị a niile, nweenụ obi ebere nʼebe ibe unu nọ. Gbagharanụ ibe unu dịka Chineke sitere nʼamara ya gbaghara unu nʼihi na unu bụ nke Kraịst.

Nʼọnọdụ ihe ndị a niile, nweenụ obi ebere nʼebe ibe unu nọ. Gbagharanụ ibe unu dịka Chineke sitere nʼamara ya gbaghara unu nʼihi na unu bụ nke Kraịst.

Nʼime ya, anyị nwere mgbapụta site nʼọbara ya, bụ mgbaghara nke njehie niile anyị; dị ka ịba ụba nke amara ya si dị,

Nʼime ya, anyị nwere mgbapụta site nʼọbara ya, bụ mgbaghara nke njehie niile anyị; dị ka ịba ụba nke amara ya si dị,

Nʼihi na napụtara anyị site nʼike nke ọchịchịrị, bịa kpọfee anyị nʼalaeze nke Ọkpara ya hụrụ nʼanya. Onye anyị si nʼime ya nwee nzọpụta, nke bụ mgbaghara mmehie niile.

Misericórdia e graça

Deus é compassivo e tardio em irar-se. A misericórdia triunfa sobre o juízo, e quem se humilha diante de Deus encontra graça abundante.

Dọwakwaanụ obi unu,

bụghị uwe unu.

Lọghachikwutenụ Onyenwe anyị bụ Chineke unu,

nʼihi na bụ onye na-eme amara, na onye obi ebere.

bụ onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ. O jupụtara nʼịhụnanya.

naghị eme ọsịịsọ nʼinye ntaramahụhụ.

Onye bụ chi ahụ dịka gị,

nke na-agbaghara ma na-ehichapụ mmehie na njehie

nke ndị fọdụrụ afọdụ nʼetiti ihe nketa gị?

naghị anọgide na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,

kama bụ onye na-atọ ụtọ inwe obi ebere.

Ma nʼihi obi ebere gị i bibighị ha kpamkpam; gbakụtakwaghị ha azụ nʼihi na bụ Chineke onye dị ebere na onye amara.

Nʼebe onye kwesiri ntụkwasị obi nọ, i na-egosi onwe gị onye kwesiri ntụkwasị obi,

nʼebe onye zuruoke nọ, na-egosi onwe gị onye zuruoke.

bụrụ na ndị m ndị a kpọkwasịrị aha m, ewedata onwe ha nʼala, kpee ekpere, chọsie ihu m ike, sitekwa na mmehie ha chigharịa, aga m esite nʼeluigwe za ekpere ha, gbaghara ha mmehie ha, mee ka ala ha dịrị ndu.

Mmemme Ngabiga

Hezekaya zigaara ndị Izrel na Juda niile ozi, degakwara ndị Ifrem na Manase akwụkwọ ịkpọ oku ka ha bịa nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị dị na Jerusalem maka ime Mmemme Ngabiga nye Onyenwe anyị, bụ Chineke Izrel. Eze na ndịisi ya, na ndị nkpọkọta niile na Jerusalem kpebiri na Mmemme Ngabiga a ga-adị nʼọnwa nke abụọ. Ha enweghị ike ime ya nʼoge e kwesiri ime ya nʼihi na ọtụtụ ndị nchụaja enwebeghị ike doo onwe ha nsọ nʼọnwa ahụ. Otu a kwa, ndị Izrel enwebeghịkwa ike zukọtaa na Jerusalem. Eze na Izrel niile nwere otu mkpebi ime ya otu a. Ha kpebiri ka e kwusaa nʼala Izrel niile site na Dan ruo na Bịasheba ka onye ọbụla bịa na Jerusalem maka ime Mmemme Ngabiga nye Onyenwe anyị, Chineke Izrel. Ọtụtụ mmadụ nʼIzrel esobeghị mee mmemme a dịka e nyere ya nʼiwu.

Ndị ọgba ọsọ weere akwụkwọ ozi sitere nʼaka eze na ndị ozi ya jegharịa nʼIzrel na Juda niile dịka ihe eze nyere nʼiwu si:

"Unu ndị Izrel, lọghachikwutenụ Onyenwe anyị Chineke Ebraham, na Aịzik, na Jekọb, ka laghachikwute unu bụ ndị eze Asịrịa na-emeribeghị. Unu adịkwala ka nna unu ha, na ụmụnne unu ndị Izrel, ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi nye Onyenwe anyị, bụ Chineke nna nna ha, nke a mere o jiri were ha mee ihe iju anya, dịka unu hụrụ ya. Unu abụla ndị isiike dịka ha, kama werenụ onwe unu nye Onyenwe anyị. Bịakwanụ nʼụlọnsọ ya nke o doro nsọ ruo ebighị ebi. Fee Onyenwe anyị Chineke unu ofufe, ime ka iwe ya jụrụ nʼebe unu nọ. bụrụ na unu alọghachikwute Onyenwe anyị, ga-eme ka e gosi ụmụnna unu na ụmụ unu a dọtara nʼagha obi ebere, meekwa ka ha site nʼebe e bugara ha lọghachikwa. Nʼihi na Onyenwe anyị Chineke unu bụ onye obi ebere, na onye obiọma; gakwaghị agbakụta unu azụ, ma bụrụ na unu echegharịa, lọghachikwute ya."

Ya mere, ndị ọgbọ ọsọ ozi ahụ sitere otu obodo gaa obodo ọzọ nʼIfrem, na Manase, bụladị ruo Zebụlọn. Ma ndị mmadụ chịrị ha ọchị, kwaakwa ha emo. Ma otu dị, ụfọdụ ndị si nʼebo Asha na Manase, na Zebụlọn wedatara onwe ha ala, bịa Jerusalem. Ma aka Chineke dịnyere ndị Juda inye ha otu obi, ime ihe eze na ndịisi ya nyere nʼiwu, site nʼokwu Onyenwe anyị.

Ya mere, ọtụtụ mmadụ bịara Jerusalem nʼọnwa nke abụọ nke afọ ahụ, maka mmemme achịcha ekoghị eko. Ha niile jiri otu obi bibie ụlọ arụsị Baal niile dị na Jerusalem, kụtuokwa ebe ịchụ aja na-esi isi ụtọ niile, buru ha niile bufuo ha na Ndagwurugwu Kidrọn.

Nʼabalị nke iri na anọ nke ọnwa abụọ ahụ, ndị mmadụ ahụ niile gburu atụrụ Mmemme Ngabiga ha. Nke a mere ka ihere mee ndị nchụaja na ndị Livayị. Ha mekwara ngwangwa doo onwe ha nsọ were aja nsure ọkụ bịa nʼụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị. Ha niile guzokwara nʼọnọdụ ha dịka e dere ya nʼiwu Mosis, onye nke Chineke. Ndị nchụaja fesara ọbara nke ndị Livayị bunyere ha nʼaka, nʼelu ebe ịchụ aja. Ebe bụ na ọtụtụ ndị so nʼigwe mmadụ ahụ edobeghị onwe ha nsọ, ndị Livayị gbuuru ha atụrụ Mmemme Ngabiga nʼihi na ha adịghị ọcha, ha apụghịkwa ido atụrụ ha nsọ nye Onyenwe anyị. bụ ezie na ọtụtụ ndị sitere nʼIfrem, na Manase, na Isaka, na Zebụlọn edoghị onwe ha ọcha, ma ha sokwa rie oriri ngabiga ahụ, si otu a mebie ihe e dere nʼiwu. Ma Hezekaya kpeere ha ekpere sị, "Ka Onyenwe anyị onye dị mma gbaghara onye ọbụla bụ ndị ji obi ha na-achọ Onyenwe anyị Chineke nke nna nna ha, bụladị ma bụrụ na ha adịghị ọcha dịka iwu nke ebe nsọ si dị." Onyenwe anyị nụrụ ekpere Hezekaya gwọọkwa ha.

Ya mere, ndị Izrel ahụ niile ji ọṅụ mee mmemme achịcha ekoghị eko ahụ na Jerusalem ụbọchị asaa. Ma ndị nchụaja na ndị Livayị ji abụ na ngwa egwu Onyenwe anyị too ya otuto ụbọchị ahụ niile.

Hezekaya ji okwu dị mma gbaa ndị Livayị ume nʼihi ezi nghọta ha nwere nʼijere Onyenwe anyị ozi. Nʼime ụbọchị asaa ahụ niile, ha chụrụ aja udo, riekwa ihe ha ketara site nʼaja niile a chụrụ. Ha tokwara Onyenwe anyị Chineke nna nna ha otuto.

Nʼihi oke ọṅụ ha niile nwere, ha kpebiri ime mmemme ahụ gaa nʼihu ụbọchị asaa ọzọ. Hezekaya eze Juda, nyere nzukọ ahụ otu puku oke ehi, na puku atụrụ asaa. Ndị ozi eze niile nyekwara ha, otu puku oke ehi na puku atụrụ iri. Ọtụtụ ndị nchụaja dooro onwe ha nsọ. Nʼoge ahụ kwa, oke ọṅụ jupụtara nʼobi ndị Juda niile, na nʼobi ndị nchụaja na ndị Livayị, na nʼobi ndị ọbịa, na ndị sitere ala Izrel bịa. Oke ọṅụ jupụtara na Jerusalem nʼihi na site nʼoge Solomọn nwa Devid, eze Izrel ruo nʼoge a, e mebeghị mmemme dị otu a na Jerusalem. Mgbe ahụ, ndị nchụaja na ndị Livayị guzoro gọzie ọha mmadụ ahụ niile. Chineke nụkwara ekpere ha site nʼebe obibi ya dị nsọ nke eluigwe.

Arrependimento e perdão

O arrependimento genuíno abre as portas do perdão. Deus convida todos ao arrependimento e promete perdoar completamente quem volta a Ele.

Ma Pita sịrị ha, "Chegharịanụ unu niile. Ka e mekwa unu baptizim nʼaha Jisọs Kraịst, maka mgbaghara mmehie unu. Unu ga-anatakwa onyinye nke Mmụọ Nsọ.

Ya mere, chegharịanụ ugbu a ma lọghachikwutekwanụ Chineke, ka e nwee ike ihichapụ mmehie unu,

"Ya mere, ụmụnna m, achọrọ m ka o doo unu anya na mgbaghara mmehie dịkwa nʼime nwoke a, bụ Jisọs, anyị na-ekwusa nye unu. A na-esite na ya gụọ onye ọbụla kwere nʼonye ezi omume bụladị site nʼihe ndị ahụ niile nke iwu Mosis na-apụghị ịgụ unu dị ka ndị ezi omume.

Ma Chineke lefuru enweghị nghọta nke mmadụ anya banyere ihe ndị a niile nʼoge gara aga. Ma ugbu a, chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.

Mgbe ahụ, ekwupụtara m mmehie m niile nʼihu gị,

kwụsịkwa izo ha ezo.

Agwara m onwe m okwu sị,

"Aga m ekwupụta mmehie m niile nʼihu Onyenwe anyị."

gbaghakwaara m

ikpe ọmụma nke mmehie m niile. Sela

Onye na-ezo mmehie ya agaghị enwe ọganihu na ndụ ya.

Ma onye na-ekwupụta mmehie ya hapụkwa ha, ka a ga-emere ebere.

Ka onye na-eme ihe ọjọọ hapụ ụzọ ya,

ka onye ajọ omume hapụ echiche ọjọọ ya niile.

Ka ha tụgharịa bịakwute Onyenwe anyị, ga-emere ha ebere,

ha bịakwute Chineke anyị, nʼihi na ga-agbaghara ha mmehie ha niile.

Ka onye na-eme ihe ọjọọ hapụ ụzọ ya,

ka onye ajọ omume hapụ echiche ọjọọ ya niile.

Ka ha tụgharịa bịakwute Onyenwe anyị, ga-emere ha ebere,

ha bịakwute Chineke anyị, nʼihi na ga-agbaghara ha mmehie ha niile.

Perdão nos relacionamentos

Se teu irmão pecar contra ti, repreende-o; se se arrepender, perdoa-lhe. Não guarde ressentimento — liberte-se pelo perdão.

Kpachapụrụnụ onwe unu anya!

"bụrụ na nwanna gị e mejọọ gị, baara ya mba. bụrụ na o chegharịa, gbaghara ya. bụrụkwa na o mejọọ gị ugboro asaa nʼotu ụbọchị, rịọkwa gị ugboro asaa sị, E chegharịala m,ghaghị ịgbaghara ya."

Ikpe ndị ọzọ ikpe

"Unu ekpela ndị ọzọ ikpe, ka a ghara ikpekwa unu ikpe. Unu amala ndị ọzọ ikpe ka a ghara ịma unu ikpe. Gbagharanụ ndị ọzọ, a ga-agbagharakwa unu.

Ikpe ndị ọzọ ikpe

"Unu ekpela ndị ọzọ ikpe, ka a ghara ikpekwa unu ikpe. Unu amala ndị ọzọ ikpe ka a ghara ịma unu ikpe. Gbagharanụ ndị ọzọ, a ga-agbagharakwa unu.

Ikpe ndị ọzọ ikpe

"Unu ekpela ndị ọzọ ikpe, ka a ghara ikpekwa unu ikpe. Unu amala ndị ọzọ ikpe ka a ghara ịma unu ikpe. Gbagharanụ ndị ọzọ, a ga-agbagharakwa unu.

Jisọs sịrị, "Nna gbaghara ha nʼihi na ha amataghị ihe ha na-eme." Ha ji ife nza kee uwe ya nʼetiti onwe ha.

Ma mgbe ọbụla unu guzoro na-ekpe ekpere, gbagharanụ, ma bụrụ na unu nwere ihe ọbụla megide onye ọbụla, ka Nna unu nke bi nʼeluigwe gbagharakwa unu mmehie unu.

Ma mgbe ọbụla unu guzoro na-ekpe ekpere, gbagharanụ, ma bụrụ na unu nwere ihe ọbụla megide onye ọbụla, ka Nna unu nke bi nʼeluigwe gbagharakwa unu mmehie unu.

Ma mgbe ọbụla unu guzoro na-ekpe ekpere, gbagharanụ, ma bụrụ na unu nwere ihe ọbụla megide onye ọbụla, ka Nna unu nke bi nʼeluigwe gbagharakwa unu mmehie unu. Ma bụrụ na unu agbagharaghị, Nna unu nke bi nʼeluigwe agaghị agbagharakwa unu mmehie unu.".

" Abọla ọbọ, ebukwala iro nʼobi megide onye ọbụla nʼetiti ndị gị. Kama hụ onye agbataobi gị nʼanya dịka i si hụ onwe gị nʼanya. Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị unu.

Ekwela ka ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi hapụ gị,

kekwasị ha nʼolu gị,

deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị.

Mgbe ahụ, ga-enwe ihuọma na ezi aha

nʼanya Chineke na nʼihu mmadụ.

Onye ọbụla na-akwado ịhụnanya na-ekpuchi njehie,

ma onye na-ekwu ihe mere mgbe na mgbe na-ekewa ezi enyi.

Hụkwanụ na o nweghị onye ga-ahapụ inweta amara Chineke, na o nwekwaghị onye ga-epupụta dịka mgbọrọgwụ ilu weta nsogbu a ga-esi nʼime ya merụọ ọtụtụ mmadụ.

Mgbaghara dịrị onye mmehie

bụrụ na onye ọbụla mere ihe butere obi mgbu, ka a hapụ ikwu ya karịa ka o kwesiri, bụghị naanị m ka o wetaara obi mgbu, o wetakwaara unu niile obi mgbu. Nʼihi na ntaramahụhụ unu niile kpebiri nye ya ezuola. Ugbu a, bikonu ụmụnna m, o kwesiri ka unu gbaghara ya, ma kasịe ya obi, ka hapụ inwe obi ilu maọbụ daa mba na mmụọ ya, rubiga ụjụ oke. Ya mere ana m arịọ unu, bikonu, gosinụ ya na unu hụrụ ya nnọọ nʼanya.

bụ onye jiri onwe ya chụọ aja nʼihi ikpuchiri anyị mmehie anyị, ma bụghị naanị nʼihi mmehie anyị, bụkwa nʼihi mmehie ụwa niile.

sịrị, "O nweghị onye ọbụla Onyenwe anyị."

Jisọs sịrị ya, "Mụ onwe m amakwaghị gị ikpe: Gawa, kama emehiekwala ọzọ."

dị onye nọ nʼetiti unu ahụ na-esighị ike? Ya kpọọ ndị okenye chọọchị ka ha kpeere ya ekpere, ka ha wụkwasịkwa ya mmanụ otite nʼisi kpọkuokwa aha Onyenwe anyị. Ekpere nke okwukwe ga-azọpụta onye ọrịa ahụ. Onyenwe anyị ga-ekulite ya, bụrụkwa na o mehiere, a ga-agbaghara ya.

"bụrụ na nwoke agbaara nwunye ya alụkwaghị m,

nwanyị ahụ ahapụ ya pụọ ga lụrụ nwoke ọzọ,

di mbụ ya ahụ, o kwesiri ịlaghachi ka lụọkwa ya ọzọ?

bụ na agaghị emerụ ala ahụ nke ukwuu?

Ma unu ebiela ndụ dịka ndị akwụna nwere ọtụtụ ndị iko,

bụ ugbu a ka unu ga-alaghachikwute m?"

otu ka Onyenwe anyị kwupụtara.

"Welie anya gị abụọ ma lee ebe niile nke dị elu nke ọhịa na-adịghị nʼala a,

olee ebe gị na ndị ikom na-edinakọbeghị nʼịkwa iko?

na-anọ nʼakụkụ ụzọ niile na-eche ndị iko,

na-anọkwa dịka onye Arebịa nʼọzara.

werela ịkwa iko gị niile

na ihe ọjọọ gị merụọ ala a.

bụ nke a mere mmiri ji kwụsị izokwara unu,

ọbụla dị mmiri nke na-ezo nʼoge ọkọchị.

Nʼihi na unu bụ ndị akwụna,

ndị ihere na-adịghị eme.

dịbeghị anya mgbe unu kpọrọ m, sị m,

Nna m, bụ enyi m kemgbe m dị na nwantakịrị.

Iwe gị ga-adịgide mgbe niile?

Iwe gị dị ọkụ ga-adịgide ebighị ebi?

Otu a ka unu si ekwu okwu,

ma unu nọgidesịrị ike na-eme ihe ọjọọ niile unu nwere ike ime."

Ekwesighị ntụkwasị obi Izrel

Ozi a, nke si nʼọnụ Onyenwe anyị pụta, rutere m aka nʼoge eze Josaya na-achị. Lee ihe gwara m. "hụla ihe Izrel na-ekwesighị ntụkwasị obi na-eme? gaala nʼelu ugwu ọbụla dị elu nakwa nʼokpuru osisi ndụ ọbụla, na-akwa iko nʼebe ahụ. Echere m na mgbe o mesịrị ihe ndị a niile na ga-alọghachikwute m, ma lọtaghị. Nwanne ya nwanyị bụ Juda, onye na-ekwesighị ntụkwasị obi hụkwara ya. Enyere m Izrel na-ekwesighị ntụkwasị obi akwụkwọ alụkwaghị m, chụpụ ya nʼihi ndụ ịkwa iko ya, ma lee na nwanne ya nwanyị onye na-ekwesịkwaghị ntụkwasị obi bụ Juda atụghị egwu. gakwara nʼihu ịkwa iko. Ma nke a emeghị ka ihere mee ya. O merụọla ala, na-akwakwa iko site nʼife nkume na osisi. Nʼagbanyeghị nke a, nwanne ya nwanyị nke na-ekwesighị ntụkwasị obi, bụ Juda ejighị obi ya lọghachikwute m, maọbụ naanị nlọghachi aghụghọ," otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.

Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị m, "Izrel na-adaghachi azụ na-egosi onwe ya nʼonye ezi omume karịa Juda onye na-aghọ aghụghọ. Gaa, kwusaa ozi a nʼụzọ ugwu, na-asị,

" Lọta, gị Izrel nke na-ekwesighị ntụkwasị obi,otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,

Agaghị m ewesokwa gị iwe ọzọ,

nʼihi na abụ m onye obi ebere,otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,

Agaghị m ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.

Naanị nabata na bụ onye ikpe mara,

na i nupula isi megide Onyenwe anyị, bụ Chineke gị.

Kwupụta na i werela onwe gị kesara ndị mba ọzọ dị iche iche

nʼokpuru osisi ndụ niile,

na jụkwara irubere m isi.’ "

Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.

"Lọghachinụ unu ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi," ka Onyenwe anyị kwupụtara, sị, "nʼihi abụ m di unu. M ga-ahọrọ unu, otu onye site nʼotu obodo na mmadụ abụọ site nʼotu agbụrụ. M ga-akpọghachi unu Zayọn. Mgbe ahụ, aga m enye unu ndị ọzụzụ atụrụ masịrị m, ndị ga-eji amamihe na nghọta duo unu. Nʼụbọchị ahụ, mgbe ọnụọgụgụ unu mụbara dị ukwuu nʼala ahụ," otu ka Onyenwe anyị kwubiri ya, "ndị mmadụ agaghị asịkwa ọzọ, igbe ọgbụgba ndụ nke Onyenwe anyị.gaghị abakwa ha nʼobi maọbụ ha echeta ya; gaghị adịkwa ha mkpa maọbụ emepụtakwa ọzọ. Mgbe oge ahụ ruru, aha a ga-akpọ Jerusalem bụ Ocheeze Onyenwe anyị. Mba niile kwa ga-ezukọta nʼebe ahụ ife m ofufe. Ha agakwaghị agbaso echiche obi ọjọọ ha. Nʼụbọchị ahụ ndị Juda ga-adịnyere ndị Izrel, ha abụọ ga-ejikọta aka site nʼala ahụ dị nʼugwu bịa nʼala nke m nyere nna nna unu dịka ihe nketa."

"Mụ onwe m kwuru sị,

" Lee ka ga-esi masị m imeso unu mmeso dịka unu bụ ụmụ m ndị ikom,

nye unu ala dị mma nke ga-ewetara unu ọṅụ,

nke bụ ihe nketa kachasị mma na mba niile.

Ana m eche na unu ga-akpọ m Nna

ma hapụ iwezuga onwe unu site nʼịgbaso m.

Ma dịka nwunye na-ekwesighị ntụkwasị obi,

i gosila onwe gị, O Izrel na bụ onye a na-ekwesighị ịtụkwasị obi"

Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.

A na-anụ ụzụ mkpu akwa nʼelu ugwu.

bụ ụzụ akwa ụmụ Izrel ndị na-arịọ arịrịọ

nʼihi na ha ebiela ndụ mmehie;

ha echefuokwala Onyenwe anyị bụ Chineke ha.

"Lọghachinụ, unu bụ ndị na-adaghachi azụ.

Mụ onwe m ga-agwọ unu ndaghachi azụ unu."

Ma unu na-aza sị, "E, anyị na-alọghachikwute gị

nʼihi na gị onwe gị bụ Onyenwe anyị Chineke anyị.

Nʼezie, aghụghọ, ka mkpọtụ ofufe nke arụsị niile,

nʼelu ugwu nta dị iche iche na nʼelu ugwu niile bụ,

nʼezie, nʼime Onyenwe anyị, bụ Chineke anyị

ka nzọpụta Izrel dị.

Ma site mgbe anyị dị na nwantakịrị, ihe ihere ahụ eripịala

mkpụrụ sitere na ndọgbu nʼọrụ nke nna nna anyị ha

igwe anụ ụlọ na ehi ha,

ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.

Ka anyị dinara ala nʼihere anyị,

ka ọnọdụ oke ihere dịrị anyị kpuchikwa anyị.

Anyị na nna nna anyị ha

emehiela megide Onyenwe anyị Chineke anyị;

site mgbe anyị dị na nwantakịrị ruo taa

o nwebeghị mgbe anyị ji rube isi ime ihe Onyenwe anyị Chineke anyị nyere nʼiwu."

Nke kachasị nke, na-ahụrịtanụ onwe unu nʼanya nke ukwuu nʼihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.

Seja o primeiro