Pular para o conteúdo
Publicidade

Raiva

Por Bíblia Online

A raiva é uma emoção humana que a Bíblia trata com seriedade. Irar-se não é pecado em si, mas a ira descontrolada destrói relacionamentos e abre porta para o mal.

Controlar a ira

A Bíblia nos exorta a ser tardios para irar-se. A resposta branda desvia o furor, e o que se controla é mais forte que um guerreiro.

Ịṅa ntị na ime ihe anyị nụrụ

Unu aghaghị icheta nke a ụmụnna m ndị m hụrụ nʼanya. Ka onye ọbụla nwee ntị na-anụ ihe ọsịịsọ, na ire dị arọ ikwu okwu, ma bụrụkwa onye iwe na-adịghị ewe ọsịịsọ.

Ọsịsa okwu dị nro na-eme ka iwe na ọnụma laa azụ;

ma okwu ike na-akpali iwe.

Onye na-enwe ndidi nwere ọtụtụ nghọta,

ma onye obi ọkụ na-egosi enweghị uche ya.

Onye nzuzu na-egosi oke iwe ya,

ma onye nwere uche na-ejide onwe ya na-emekwa ka mmụọ ya dajụọ.

Ndị nzuzu na-egosipụta iwe ha ọsịịsọ,

ma onye nwere uche na-elepụrụ mkparị anya.

Irar-se sem pecar

Paulo ensina: irai-vos, mas não pequeis. Não deixe o sol se pôr sobre a vossa ira, para não dar lugar ao diabo.

Mgbe na-ewe iwe emehiekwala. Ekwela ka anyanwụ daa mgbe ka nọ na-ewe iwe. Enyela ekwensu ohere.

bụ ihe nsọpụrụ nye onye na-ezere okwu na ụka,

ma onye nzuzu ọbụla na-eme ngwa ise okwu.

Nganga na-eweta esemokwu,

ma a na-ahụ amamihe nʼime ndụ ndị na-anata ndụmọdụ.

Amor e perdão acima da raiva

O amor cobre multidão de pecados. A Bíblia nos chama a não alimentar rancor, mas a perdoar e amar, vencendo a raiva com compaixão.

Ịkpọ asị na-akpali esemokwu,

ma ịhụnanya na-ekpuchi mmehie niile.

Ịhụnanya na-enwe ogologo ntachiobi, na-enwekwa obi ebere. dịghị ekwo ekworo, naghị enwe anya ukwu, naghị anya isi. nakwaghị ebuli onwe ya elu. naghị eme ihe na-akpasu iwe, naghị achọ ihe nke naanị ya, naghị ewe iwe ọsịịsọ. nakwaghị agụkọ ihe ọjọọ niile e mere ya.

" Akpọla nwanne gị asị nʼime obi gị. Tụọ onye agbataobi gị mmehie ya nʼihu ya, ka ghara iketa oke nʼikpe ọmụma dịrị ya.

" Abọla ọbọ, ebukwala iro nʼobi megide onye ọbụla nʼetiti ndị gị. Kama hụ onye agbataobi gị nʼanya dịka i si hụ onwe gị nʼanya. Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị unu.

sịkwara, "bụ ihe sitere nʼime mmadụ pụta na-emerụ ya. Nʼihi na bụ nʼime obi mmadụ ka echiche ọjọọ niile si apụta, ya na ịkwa iko niile dị iche iche, izu ohi, igbu mmadụ, ịkwa iko nke ndị nwere di na nwunye, ọchịchọ ịdọtara onwe gị ihe ndị ọzọ nwere, ekworo, aghụghọ niile, adịghị ọcha niile, inwe anya ụfụ nʼebe ndị ọzọ nọ, nkwulu niile, nganga na enweghị uche ọbụla. Ihe ọjọọ ndị a niile na-esite nʼime mmadụ a pụta. Ha bụkwa ihe na-emerụ mmadụ."

Lezienụ anya, ụmụnna m, ka ajọ omume niile na ekweghị ekwe niile nke obi ghara ịdị nʼime onye ọbụla nʼetiti unu, nke ga-eme ka unu site nʼiso Chineke dị ndụ tụgharịa.

"bụrụ na nwoke agbaara nwunye ya alụkwaghị m,

nwanyị ahụ ahapụ ya pụọ ga lụrụ nwoke ọzọ,

di mbụ ya ahụ, o kwesiri ịlaghachi ka lụọkwa ya ọzọ?

bụ na agaghị emerụ ala ahụ nke ukwuu?

Ma unu ebiela ndụ dịka ndị akwụna nwere ọtụtụ ndị iko,

bụ ugbu a ka unu ga-alaghachikwute m?"

otu ka Onyenwe anyị kwupụtara.

"Welie anya gị abụọ ma lee ebe niile nke dị elu nke ọhịa na-adịghị nʼala a,

olee ebe gị na ndị ikom na-edinakọbeghị nʼịkwa iko?

na-anọ nʼakụkụ ụzọ niile na-eche ndị iko,

na-anọkwa dịka onye Arebịa nʼọzara.

werela ịkwa iko gị niile

na ihe ọjọọ gị merụọ ala a.

bụ nke a mere mmiri ji kwụsị izokwara unu,

ọbụla dị mmiri nke na-ezo nʼoge ọkọchị.

Nʼihi na unu bụ ndị akwụna,

ndị ihere na-adịghị eme.

dịbeghị anya mgbe unu kpọrọ m, sị m,

Nna m, bụ enyi m kemgbe m dị na nwantakịrị.

Iwe gị ga-adịgide mgbe niile?

Iwe gị dị ọkụ ga-adịgide ebighị ebi?

Otu a ka unu si ekwu okwu,

ma unu nọgidesịrị ike na-eme ihe ọjọọ niile unu nwere ike ime."

Ekwesighị ntụkwasị obi Izrel

Ozi a, nke si nʼọnụ Onyenwe anyị pụta, rutere m aka nʼoge eze Josaya na-achị. Lee ihe gwara m. "hụla ihe Izrel na-ekwesighị ntụkwasị obi na-eme? gaala nʼelu ugwu ọbụla dị elu nakwa nʼokpuru osisi ndụ ọbụla, na-akwa iko nʼebe ahụ. Echere m na mgbe o mesịrị ihe ndị a niile na ga-alọghachikwute m, ma lọtaghị. Nwanne ya nwanyị bụ Juda, onye na-ekwesighị ntụkwasị obi hụkwara ya. Enyere m Izrel na-ekwesighị ntụkwasị obi akwụkwọ alụkwaghị m, chụpụ ya nʼihi ndụ ịkwa iko ya, ma lee na nwanne ya nwanyị onye na-ekwesịkwaghị ntụkwasị obi bụ Juda atụghị egwu. gakwara nʼihu ịkwa iko. Ma nke a emeghị ka ihere mee ya. O merụọla ala, na-akwakwa iko site nʼife nkume na osisi. Nʼagbanyeghị nke a, nwanne ya nwanyị nke na-ekwesighị ntụkwasị obi, bụ Juda ejighị obi ya lọghachikwute m, maọbụ naanị nlọghachi aghụghọ," otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.

Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị m, "Izrel na-adaghachi azụ na-egosi onwe ya nʼonye ezi omume karịa Juda onye na-aghọ aghụghọ. Gaa, kwusaa ozi a nʼụzọ ugwu, na-asị,

" Lọta, gị Izrel nke na-ekwesighị ntụkwasị obi,otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,

Agaghị m ewesokwa gị iwe ọzọ,

nʼihi na abụ m onye obi ebere,otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,

Agaghị m ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.

Naanị nabata na bụ onye ikpe mara,

na i nupula isi megide Onyenwe anyị, bụ Chineke gị.

Kwupụta na i werela onwe gị kesara ndị mba ọzọ dị iche iche

nʼokpuru osisi ndụ niile,

na jụkwara irubere m isi.’ "

Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.

"Lọghachinụ unu ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi," ka Onyenwe anyị kwupụtara, sị, "nʼihi abụ m di unu. M ga-ahọrọ unu, otu onye site nʼotu obodo na mmadụ abụọ site nʼotu agbụrụ. M ga-akpọghachi unu Zayọn. Mgbe ahụ, aga m enye unu ndị ọzụzụ atụrụ masịrị m, ndị ga-eji amamihe na nghọta duo unu. Nʼụbọchị ahụ, mgbe ọnụọgụgụ unu mụbara dị ukwuu nʼala ahụ," otu ka Onyenwe anyị kwubiri ya, "ndị mmadụ agaghị asịkwa ọzọ, igbe ọgbụgba ndụ nke Onyenwe anyị.gaghị abakwa ha nʼobi maọbụ ha echeta ya; gaghị adịkwa ha mkpa maọbụ emepụtakwa ọzọ. Mgbe oge ahụ ruru, aha a ga-akpọ Jerusalem bụ Ocheeze Onyenwe anyị. Mba niile kwa ga-ezukọta nʼebe ahụ ife m ofufe. Ha agakwaghị agbaso echiche obi ọjọọ ha. Nʼụbọchị ahụ ndị Juda ga-adịnyere ndị Izrel, ha abụọ ga-ejikọta aka site nʼala ahụ dị nʼugwu bịa nʼala nke m nyere nna nna unu dịka ihe nketa."

"Mụ onwe m kwuru sị,

" Lee ka ga-esi masị m imeso unu mmeso dịka unu bụ ụmụ m ndị ikom,

nye unu ala dị mma nke ga-ewetara unu ọṅụ,

nke bụ ihe nketa kachasị mma na mba niile.

Ana m eche na unu ga-akpọ m Nna

ma hapụ iwezuga onwe unu site nʼịgbaso m.

Ma dịka nwunye na-ekwesighị ntụkwasị obi,

i gosila onwe gị, O Izrel na bụ onye a na-ekwesighị ịtụkwasị obi"

Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.

A na-anụ ụzụ mkpu akwa nʼelu ugwu.

bụ ụzụ akwa ụmụ Izrel ndị na-arịọ arịrịọ

nʼihi na ha ebiela ndụ mmehie;

ha echefuokwala Onyenwe anyị bụ Chineke ha.

"Lọghachinụ, unu bụ ndị na-adaghachi azụ.

Mụ onwe m ga-agwọ unu ndaghachi azụ unu."

Ma unu na-aza sị, "E, anyị na-alọghachikwute gị

nʼihi na gị onwe gị bụ Onyenwe anyị Chineke anyị.

Nʼezie, aghụghọ, ka mkpọtụ ofufe nke arụsị niile,

nʼelu ugwu nta dị iche iche na nʼelu ugwu niile bụ,

nʼezie, nʼime Onyenwe anyị, bụ Chineke anyị

ka nzọpụta Izrel dị.

Ma site mgbe anyị dị na nwantakịrị, ihe ihere ahụ eripịala

mkpụrụ sitere na ndọgbu nʼọrụ nke nna nna anyị ha

igwe anụ ụlọ na ehi ha,

ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom.

Ka anyị dinara ala nʼihere anyị,

ka ọnọdụ oke ihere dịrị anyị kpuchikwa anyị.

Anyị na nna nna anyị ha

emehiela megide Onyenwe anyị Chineke anyị;

site mgbe anyị dị na nwantakịrị ruo taa

o nwebeghị mgbe anyị ji rube isi ime ihe Onyenwe anyị Chineke anyị nyere nʼiwu."

Luciano Januzelli
1 pessoa deu Amém