Pular para o conteúdo
Publicidade

Redentor

Por Bíblia Online

Deus é o nosso Redentor. Ele nos resgatou da escravidão do pecado, nos libertou das cadeias e nos comprou com preço altíssimo — o sangue de seu Filho.

Liberdade em Cristo

Cristo nos libertou para a liberdade. Aquele a quem o Filho liberta é verdadeiramente livre. O Redentor quebra toda cadeia.

Ya mere, bụrụ na Ọkpara ahụ emee ka unu nwere onwe unu nʼezie, unu ga-abụ ndị nwere onwe unu.

Inwe onwe anyị nʼime Kraịst

Kraịst emeela ka anyị pụọ nʼohu, nʼihi anyị inwere onwe anyị. Ya mere, gbalịanụ ịhụ na unu e nyeghị onwe unu nʼọnọdụ ohu ọzọ.

Afọ ngosi ihuọma Onyenwe anyị

Mmụọ nke Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị dị nʼahụ m,

nʼihi na Onyenwe anyị eteela m mmanụ

ka m kwusaa oziọma nye ndị ogbenye.

O zitela m ịkasị ndị obi ha tiwara etiwa obi,

ikwupụta inwere onwe nye ndị a dọtara nʼagha,

na ntọghapụ site nʼọchịchịrị nye ndị mkpọrọ.

Ndụ site nʼike Mmụọ Nsọ

Ya mere, ikpe ọmụma ọbụla adịghịkwa ugbu a nye ndị niile nọ nʼime Jisọs Kraịst. Nʼihi na site na Kraịst Jisọs iwu nke Mmụọ na-enye ndụ emeela ka m nwere onwe m site nʼiwu nke mmehie na ọnwụ.

Redenção e salvação

Deus nos redimiu por amor. Ele apagou nossas transgressões e nos salvou não por mérito nosso, mas por sua misericórdia.

Ehichapụla m njehie gị niile; dịka igwe ojii,

hichapụkwa mmehie gị dịka igirigi ụtụtụ.

Lọghachikwute m,

nʼihi na akwụọla m ụgwọ ịgbapụta gị."

ga-amụkwa nwa nwoke, onye ga-akpọ aha ya Jisọs, na-azọpụta. nʼihi na ga-azọpụta ndị nke ya site na mmehie ha."

bụ ya jiri onwe ya chụọ aja nʼihi anyị, ka gbapụta anyị site nʼajọ omume anyị niile, na ido ndị ga-abụ ndị nke ya ọcha nye onwe ya, ndị na-agụ agụụ ime ihe dị mma mgbe niile.

Ugbu a, e meela ka unu nwere onwe unu site na mmehie. Unu aghọọla ndị ohu Chineke. Uru unu na-erita bụ ịdị nsọ, ọgwụgwụ ya bụkwa ndụ ebighị ebi.

Refúgio e proteção

O Redentor é nosso refúgio e fortaleza. Ele livra os que clamam, sara os quebrantados e se alegra por nós com cântico.

Abụ mmeri

O Onyenwe anyị, ahụrụ m gị nʼanya, gị bụ ike m.

Onyenwe anyị bụ oke nkume m, na ebe mgbaba m e wusiri ike, na onye nnapụta m.

Chineke m bụ oke nkume m, onye m gbabara nʼime ya.

bụ ọta m, na mpi nzọpụta m, na oke nkume m nke onye ọbụla na-apụghị ịba nʼime ya.

Oge m dị gị nʼaka

Onyenwe anyị, nʼime gị, ka m gbabara izere ndụ;

ekwela ka ihere mee m;

site nʼezi omume gị gbapụta m.

Oge m niile dị gị nʼaka.

Napụta m nʼaka ndị iro m

na nʼaka ndị ahụ na-adịghị ezu ike ịchụ m ọsọ.

Onyenwe anyị na-anụ olu ndị ezi omume, mgbe ha na-akpọku ya ka o nyere ha aka;

na-azọpụtakwa ha site na nsogbu ha niile.

Onyenwe anyị na-anọ ndị niile obi ha tiwara etiwa nso,

na-anapụta ndị niile olileanya ha gwụrụ.

Nsogbu na-adakwasị ndị ezi omume na-adị ukwuu,

ma Onyenwe anyị na-anapụta ha site na nsogbu ndị ahụ niile.

Nyere anyị aka, O Chineke, Onye Nzọpụta anyị,

nʼihi ebube nke aha gị;

napụta anyị, gbaghara mmehie anyị niile

nʼihi aha gị.

Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụ

mgbe m na-abụku gị abụ otuto,

mụ, onye gbapụtara.

Ka unu, ndị hụrụ Onyenwe anyị nʼanya, kpọọ ihe ọjọọ asị,

nʼihi na na-echebe ndụ ndị nke ya, ndị tụkwasịrị ya obi

ma na-anapụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume.

O Onyenwe anyị, zọpụta m

site nʼegbugbere ọnụ okwu ụgha

na ire na-ekwu okwu aghụghọ.

Vestidos de salvação

O Redentor nos veste com roupas de salvação e manto de justiça. Ele se alegra por nós e nos cobre com seu amor.

Obi na-atọ m ụtọ nke ukwuu nʼime Onyenwe anyị,

mkpụrụobi m ga-etegharịkwa egwu ọṅụ nʼime Chineke m.

Nʼihi na o werela uwe nzọpụta kpuchie m,

werekwa uwe oke ọṅụ nke ezi omume ya yikwasị m nʼahụ.

Adị m ka nwoke na-alụ nwanyị ọhụrụ, onye na-emezi isi ya ka dịrị ka nke onye nchụaja.

E, adị m ka nwaagbọghọ na-alụ di, nke ji ọla ọma dị iche iche chọọ onwe ya mma.

Onyenwe anyị bụ Chineke gị nọ nʼetiti gị,

bụ Dike nʼagha nke na-enye mmeri.

ga-eji ọṅụ nwee mmasị na ahụ gị;

nʼihi ịhụnanya ya, gaghị abakwara gị mba,

kama ga-eji oke iti mkpu abụ ṅụrịa ọṅụ nʼebe nọ."

Seja o primeiro