Pular para o conteúdo
Publicidade

Seguir a Jesus

Por Bíblia Online

Seguir a Jesus é o convite mais transformador da Bíblia. Jesus chamou pescadores, cobradores de impostos e pessoas comuns para deixar tudo e segui-lo. Esse chamado continua vivo hoje.

O chamado de Jesus

Jesus disse: 'Segue-me'. Esse convite simples e poderoso mudou a vida de pescadores, publicanos e pessoas comuns ao longo da história.

sịrị ha, "Bịanụ soro m. Aga m eme unu ndị ọkụ na-akụta mmadụ." Ha hapụrụ ụgbụ azụ ha otu mgbe ahụ soro ya.

Ọkpụkpọ Matiu

Mgbe Jisọs si nʼebe ahụ na-aga, hụrụ otu nwoke a na-akpọ Matiu ka nọdụrụ ala nʼụlọ ịnakọta ụtụ. sịrị ya, "Soro m." Na-atụfughị oge, hapụrụ ihe niile soro ya.

Jisọs akpọọ Filip na Nataniel

Nʼechi ya, o kpebiri ịga Galili. Mgbe hụrụ Filip, sịrị ya, "Soro m."

Ihe ga-efu iso Jisọs

Mgbe ha nọ na-aga ije a, otu nwoke sịrị ya, "Aga m eso gị gaa ebe ọbụla na-aga."

Jisọs zara, sị, "Nkịta ọhịa nwere ọnụ ebe ha na-edina, ụmụ nnụnụ nke igwe nwekwara akwụ, ma Nwa nke Mmadụ enweghị ebe na-atụkwasị isi."

gwara onye ọzọ sị, "Soro m."

Ma sịrị ya. Onyenwe anyị, "Biko, nye m ohere ka m gaa buru ụzọ lie nna m."

Ma sịrị ya, "Hapụ ndị nwụrụ anwụ ka ha lie ndị nwụrụ anwụ ibe ha. Ma gị gaa kwusaa alaeze nke Chineke."

Ma onye ọzọkwa, sịrị ya, "Aga m eso gị, Onyenwe m, ma kwere ka m buru ụzọ gaa sị ndị ezinaụlọ m nọdụnụ nke ọma."

Jisọs sịrị ya, "Onye ọbụla jidere aka nʼọgụ anụ ụlọ na-adọkpụ ma na-ele anya nʼazụ ekwesighị alaeze Chineke."

O custo do discipulado

Seguir a Jesus exige renúncia. É preciso tomar a cruz diariamente, deixar tudo para trás e amar a Cristo acima de qualquer outro vínculo.

Mgbe ahụ Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya sị, "bụrụ na onye ọbụla achọọ ịbụ onye na-eso ụzọ m, ya buru ụzọ jụ onwe ya, buru obe ya, soro m nʼazụ.

"Onye ọbụla chọrọ iso m, ma o bụghị ụzọ kpọ nne na nna ya, na nwunye ya, na ụmụ ya, na ụmụnne ya ndị nwoke na ndị nwanyị tinyekwara ndụ nke ya onwe ya asị, apụghị ịbụ onye na-eso ụzọ m. Onye ọbụla na-eburughị obe ya soro m, enweghị ike ịbụ onye na-eso ụzọ m.

Pita malitere ịgwa ya sị, "Anyị ahapụla ihe niile soro gị!"

Jisọs sịrị, "Nʼezie, nʼezie, agwa m unu, dịghị onye ọbụla hapụrụ ụlọ ya, maọbụ ụmụnne ya ndị nwoke, maọbụ ụmụnne ya ndị nwanyị, maọbụ nne ya, maọbụ nna ya, maọbụ ụmụntakịrị ya, maọbụ ala ubi ya nʼihi m, na nʼihi oziọma a, nke na-agaghị anataghachikwa nʼụwa a, ụlọ, ụmụnne ndị nwoke, ụmụnne ndị nwanyị, nne, ụmụaka na ala ubi, tinyere mkpagbu, ihe ruru okpukpu narị karịa ihe niile nke hapụrụ. ga-anatakwa ndụ ebighị ebi nʼụwa ọzọ. Ma ọtụtụ ndị bu ụzọ ga-abụ ndị ikpeazụ, ma ọtụtụ ndị ikpeazụ ga-abụkwa ndị bu ụzọ."

Caminhar com Cristo

Quem segue a Jesus não anda em trevas, mas tem a luz da vida. Ele nos convida a crescer nele e a servir como Ele serviu.

Jisọs ìhè nke ụwa

Ọzọ, Jisọs gwara ha sị, "Abụ m ihe nke ụwa. Onye ọbụla na-eso m agaghị ejegharị nʼọchịchịrị, kama ga-enwe ìhè nke ndụ."

Onye ọbụla na-ejere m ozi aghaghị iso m; ebe m nọ ka onye na-ejere m ozi ga-anọkwa. Onye ọbụla na-ejere m ozi ka Nna m ga-asọpụrụ.

bụ nʼihi ihe dị otu a, ka e jiri kpọọ unu, nʼihi na Kraịst hụrụ ahụhụ nʼihi unu. bụkwa ihe ịmaatụ nye unu. Na-esonụ nzọ ụkwụ ya.

"O nweghị mgbe ọbụla o mehiere,

o nwekwaghị mgbe onye ọbụla nụrụ okwu aghụghọ nʼọnụ ya."

O kwutọghị onye ọbụla mgbe ha na-ekwutọ ya. baghị mba ọbụla mgbe ha na-ata ya ahụhụ, kama o were ya nyefee nʼaka onye ahụ na-ekpe ikpe ziri ezi.

Kama nʼikwu eziokwu site na mmụọ ịhụnanya, anyị ga-eto bụrụ ndị tozuru oke nʼakụkụ niile nʼime ya, bụ onye ahụ bụ isi, nke bụ Kraịst.

Unu ga-edebe iwu m niile, gbasookwa ụkpụrụ m niile nʼihi na abụ m Onyenwe anyị Chineke unu.

Seja o primeiro