Publicidade

Separação

Por Bíblia Online

A separação traz dor profunda, mas a Bíblia nos consola com a promessa de que Deus nunca nos abandona. Seja na perda, na distância ou no luto, Ele é nosso refúgio.

Deus está presente na dor

O Senhor está perto dos quebrantados de coração e promete nunca nos deixar órfãos. Na separação, Ele é nosso consolo mais íntimo.

Onyenwe anyị na-anọ ndị niile obi ha tiwara etiwa nso,

na-anapụta ndị niile olileanya ha gwụrụ.

A sịkwarị na m na-aga ije,

na ndagwurugwu nke ọchịchịrị ọnwụ,

agaghị m atụ egwu ihe ọjọọ ọbụla;

nʼihi na nọnyeere m,

mkpọrọ gị na mkpanaka gị

na-akasị m obi.

na-agwọ ndị niile obi ha tiwara etiwa

na-ekechikọtakwa ebe niile ha merụrụ ahụ.

Agaghị m ahapụ unu dị ka ndị na-enweghị nne na nna. Aga m abịakwute unu.

bụrụrị na nne na nna m ahapụ m,

Onyenwe anyị ga-anabata m.

Esperança e conforto

A separação não é o fim. Deus transforma a dor em esperança, e o sofrimento presente produz uma glória eterna que supera toda aflição.

Ọbịbịa nke Onyenwe anyị

Ụmụnna m, anyị chọrọ ka unu mata ihe banyere ndị otu anyị ndị dara nʼụra ọnwụ, ya ewutela unu dịka o si ewute ndị ọzọ ndị na-enweghị olileanya.

Ebube dị nʼihu

Nʼikwu eziokwu, ahụhụ niile anyị na-ata ugbu a erughị ihe a ga-eji tụnyere ebube niile a ga-ekpughe nʼime anyị.

Onye na-akasị anyị obi nʼime nsogbu anyị niile, ka anyị site nʼụzọ dị otu a nwee ike ịkasị ndị ọzọ niile nọ na nsogbu dị iche iche obi. Inyere ha aka dịka anyị onwe anyị si nata inyeaka site nʼaka Chineke.

Nʼihi ya, unu kwesiri inwe ndidi ka ga-abụ na mgbe unu mere uche Chineke unu ga-anata ihe e kwere na nkwa.

Ọnwụnwa ndị a na-abịa ime ka okwukwe unu, nke dị oke ọnụahịa karịa ọlaedo na-ala nʼiyi nʼagbanyeghị na e ji ọkụ nụchaa ya; bụrụ nke ga-eweta otuto, na ebube, na nsọpụrụ, mgbe e mere ka Jisọs Kraịst pụta ìhè.

Amor que persevera

O amor verdadeiro é mais forte que a separação. A fé nos sustenta e nos dá a certeza de que o reencontro virá.

Ọtụtụ mmiri apụghị imenyụ ịhụnanya,

osimiri niile enwekwaghị ike iri ya.

bụrụ na mmadụ ga-enye

akụ niile nke ụlọ ya nʼihi ịhụnanya,

a ga-eleda ya anya nke ukwuu.

A kpọkwara ya Mizpa, nʼihi na Leban sịrị, "Ka Onyenwe anyị bụrụ onye ga-eche mụ na gị nche ịhụ na onye ọbụla nʼime anyị debere ọgbụgba ndụ a, mgbe anyị na-anọghị ibe anyị nso.

Nʼihi nwa a ka m kpere ekpere, Onyenwe anyị emelara m ihe m rịọrọ nʼaka ya. Ma ugbu a, ana m enyeghachi ya Onyenwe anyị ka bụrụ nke ya ndụ ya niile." O fere Onyenwe anyị ofufe nʼebe ahụ.

Ma ihe ndị a niile m gụrụ dịka ihe bara uru nʼoge gara aga, bụụrụ m ugbu a, ihe na-abaghị uru nʼihi Kraịst. E, karịa nke a, akpọọla m ihe ndị a niile ihe efu, nʼihi na a pụghị iji ha tụnyere ịdị oke ọnụahịa nke ịmata Kraịst Jisọs, Onyenwe m. Nʼihi ya, etufuola m ihe ndị a niile, gụọ ha dị ka ihe na-abaghị uru, ka m nwee ike rite Kraịst nʼuru.

Seja o primeiro
Publicidade
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-29_22-07-56-