Publicidade

Todo poderoso

Por Bíblia Online

Deus é Todo-Poderoso — onipotente, onisciente e onipresente. Nada está além do seu alcance, nada escapa ao seu conhecimento e nada foge ao seu controle soberano.

O poder soberano de Deus

O Senhor reina sobre todas as coisas. Desde a criação do universo até os detalhes da nossa vida, seu poder se manifesta de forma absoluta e inesgotável.

"Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị bụ gị sitere nʼike gị dị ukwuu, na aka gị e setịrị eseti mee eluigwe na ụwa. O nweghị ihe ọbụla na-enweghị ike ime.

"Abụ m Onyenwe anyị, Chineke nke anụ ahụ niile bụ mmadụ. dị ihe ọbụla karịrị m ime?

Onyenwe anyị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto;

ịdị ukwuu ya karịrị ihe onye ọbụla pụrụ ịghọta.

Gị onwe gị, Onyenwe anyị nwe ịdị ukwu, na ike,

na ịma mma, na ugwu eze, na ebube,

nʼihi na ihe niile nʼeluigwe na nʼụwa bụ nke gị.

Gị onwe gị, Onyenwe anyị nwe alaeze.

Gị kwa ka e buliri elu dịka onye na-achị isi nʼelu ihe niile.

Akụnụba na nsọpụrụ na-esite nʼebe nọ abịa.

Gị onwe gị na-achịkwa ihe niile.

bụkwa nʼaka gị ka ume na ike dị

ibuli ihe niile elu, na inye ihe niile ike.

Nʼihi na site nʼoge Chineke kere ụwa na ihe niile dị nʼime ya, ụdịdị ya nke a na-apụghị ịhụ anya na ike nke ebighị ebi ya na ụdịdị ịdị nsọ ya ka e mere ka pụta ìhè nye ụmụ mmadụ. Ụmụ mmadụ na-aghọta ihe ndị a site nʼihe ndị e kere eke. Nʼihi nke a ụmụ mmadụ enwekwaghị ngọpụ.

Nada é impossível para Deus

Para Deus não há impossíveis. O que parece inalcançável aos nossos olhos é plenamente realizável nas mãos do Todo-Poderoso.

Nʼihi na dịghị okwu sitere na Chineke nke na-agaghị ere."

O kwuru sị, "Abba, Nna, pụrụ ime ihe niile. Napụ m iko a, ma otu dị, bụghị ka e mee uche m, kama ka e mee uche gị."

Onyenwe anyị na-ezite ụbịam na akụnụba;

na-eweda nʼala, ma na-ebulikwa elu.

na-ekpughe ihe dị omimi na ihe zoro ezo;

maara ihe dị nʼọchịchịrị,

ma ìhè binyekwara ya.

O Rei eterno

Deus é o Rei eterno, imortal, invisível, único Deus sábio. Seu trono é desde a eternidade e seu reino não terá fim.

Otu a ka Onyenwe anyị Chineke kwuru, "Abụ m Alfa na Omega, onye na-adị, onye ahụ dịkwaarị, na onye ahụ na-aga ịbịa, bụ onye pụrụ ime ihe niile."

Ugbu a, ka enye Eze ahụ na-adị ruo mgbe niile, Onye na-adịghị anwụ anwụ, Onye a na-adịghị ahụ anya, Onye naanị ya bụ Chineke, nsọpụrụ na otuto ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.

Eze onyenwe ebube

Ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke Onyenwe anyị;

ụwa na ndị niile bi nʼime ya.

Kpọghachi anyị azụ, O Onyenwe anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile

mee ka ihu gị nwukwasị anyị,

ka e nwee ike zọpụta anyị.

Refúgio no Todo-Poderoso

O poder de Deus é nosso abrigo. Em tempos de tempestade, podemos descansar na certeza de que Ele sustenta e protege os seus.

Chineke onye na-echebe anyị

Onye ahụ na-ebi nʼebe mgbaba Onye kachasị ihe niile elu

ga-ezu ike nʼokpuru ndo Onye pụrụ ime ihe niile.

Nke a ka m ga-ekwu maka Onyenwe anyị, "bụ ebe mgbaba m na ebe nchebe m e wusiri ike,

Chineke m, onye m na-atụkwasị obi m."

O Onyenwe anyị, maara ihe m gaje ikwu

tupu m kwuo ya.

Ngwa agha Chineke

Nʼikpeazụ, dịnụ ike nʼime Onyenwe anyị na nʼime ike ya dị ukwuu.

Nʼihi na nke a bụ ihe m maara nke ọma, na ọnwụ, maọbụ ndụ, maọbụ ndị mmụọ ozi, maọbụ mmụọ dị iche iche ndị na-achị nʼelu na nʼụwa, maọbụ ike ọchịchịrị dị iche iche, maọbụ ihe dị ugbu a, maọbụ ihe gaje ịbịa, maọbụ ịdị elu, maọbụ ịdị omimi, ma bụkwanụ ihe ọbụla ọzọ e kere eke, agaghị enwe ike ikewapụ anyị site nʼịhụnanya Chineke, nke dị nʼime Kraịst Jisọs Onyenwe anyị.

Ụmụntakịrị m, unu bụ ndị sitere na Chineke, unu emeriekwala ha nʼihi na onye ahụ nke bi nʼime unu dị ukwuu karịa onye ahụ nọ nʼime ụwa.

Aga m agọzi ndị m, gọziekwa ebe obibi ha na ihe niile gbara ugwu nta m gburugburu. Aga m ezite mmiri ozuzo nʼoge ya, nʼezie, ngọzị ga-ezoro ha dịka mmiri.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-