Publicidade

Valioso

Por Bíblia Online

Cada ser humano é precioso aos olhos de Deus. As Escrituras revelam que fomos criados à imagem divina, resgatados por alto preço e chamados para um propósito eterno.

O valor que Deus nos dá

Nosso valor não vem de conquistas ou aparências, mas do fato de sermos amados pelo Criador. Deus cuida até dos passarinhos — quanto mais de nós!

bụghị otu kobo ka a na-ere ụmụ nza abụọ? Ma otu nʼime ha agaghị ada nʼala ma bụrụ na Nna unu bi nʼeluigwe amaghị. bụladị agịrị isi dị nʼisi unu ka a maara ọnụọgụgụ ha. Ya mere, unu atụla egwu. Unu dị oke ọnụ karịa ọtụtụ ụmụ nza.

Mmadụ dịghị mkpa karịa atụrụ? Ya mere, o ziri ezi nʼiwu bụ ịrụ ọrụ ọma nʼụbọchị izuike."

bụghị mkpụrụ ego abụọ ka a na-ere ụmụ nza ise? Ma o nweghị nke ọbụla nʼime ha Chineke chefuru. Nʼezie a gụrụ bụladị agịrị isi dị nʼisi unu ọnụ. Unu atụla egwu, nʼihi na unu dị oke ọnụ karịa ọtụtụ ụmụ nza.

Werenụ ụmụ nnụnụ dị ka ihe ịmaatụ. Ha adịghị akụ mkpụrụ nʼubi maọbụ ewe ihe ubi. Ha adịghị achịkọtakwa ihe debe nʼọba. Ma Nna unu nke bi nʼeluigwe na-azụ ha. bụ na unu adịghị oke ọnụahịa karịa ha?

Preciosos aos olhos de Deus

O Senhor declara que somos preciosos e valiosos aos seus olhos. Ele nos chama de propriedade exclusiva e nos reveste de glória.

Ebe bụ ihe dị oke ọnụahịa nʼanya m,

ebe bụkwa na m hụrụ gị nʼanya,

aga m ewere ndị mmadụ nye nʼihi ịgbapụta gị.

Aga m ebibi ndụ ndị mmadụ nʼihi ichebe gị ndụ.

Nʼihi nke a, bụrụ na unu ga-erubere m isi nke ọma ma debe ọgbụgba ndụ m, unu ga-abụ ihe onwunwe nke m dị oke ọnụahịa. Nʼezie, ụwa niile bụ nke m,

Ebube nke Zayọn

"Bilie, mụkee, nʼihi na ìhè gị abịala,

ebube Onyenwe anyị awaakwala nʼahụ gị dịka anyanwụ.

O verdadeiro valor

A Bíblia nos ensina que a fé, a integridade e o caráter são mais valiosos que ouro ou prata. O que tem valor eterno transcende o material.

Nʼihi nʼime Kraịst Jisọs, obibi ugwu maọbụ ebighị ugwu abaghị uru. Ihe dị mkpa bụ okwukwe nke na-egosi onwe ya site nʼịhụnanya.

Ekwela ka ịhụnanya na ikwesi ntụkwasị obi hapụ gị,

kekwasị ha nʼolu gị,

deekwa ha nʼelu mbadamba nkume, bụ obi gị.

Mgbe ahụ, ga-enwe ihuọma na ezi aha

nʼanya Chineke na nʼihu mmadụ.

Ire nke onye ezi omume bụ ọlaọcha kachasị mma,

ma obi onye ajọ omume bụ ihe ọnụahịa nta.

Nwanyị nwere ugwu onye ga-achọtali ya?

dị oke ọnụ karịa nkume rubi.

Ma akpọghị m ndụ m ihe ọbụla. Karịa naanị ka m gbazuo ọsọ m ma jezuokwa ozi ahụ m natara nʼaka Onyenwe anyị Jisọs, nke bụ ịkọwa banyere oziọma nke amara Chineke.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-