Publicidade

Vaso

Por Bíblia Online

A metáfora do vaso é uma das mais belas da Bíblia. Assim como o oleiro molda o barro, Deus nos forma segundo seus propósitos, fazendo de nós vasos úteis para sua glória.

Nas mãos do oleiro

Deus é o Oleiro e nós somos o barro. Ele tem autoridade e sabedoria para nos moldar conforme sua vontade perfeita, e não devemos questionar sua obra.

Ma otu ọbụla o si dị, gị Onyenwe anyị bụ Nna anyị.

Anyị bụ ụrọ, ma bụ ọkpụ ite.

bụ aka gị kpụrụ anyị niile.

NʼỤlọ ọkpụ ite

Nke a bụ okwu nke sị nʼebe Onyenwe anyị nọ bịakwute Jeremaya. "Bilie, jee nʼụlọ ọkpụ ite, ebe ahụ ka m ga-anọ zie gị ozi." Ya mere, ebiliri m jee nʼụlọ ọkpụ ite, bịakwute ya mgbe nọ na-arụ ọrụ na nkume ịkpụ ihe. Ma ite ahụ chọrọ ịkpụ apụtaghị dịka ọkpụ ite si chọọ ya, nʼihi ya, kpụkọtara ụrọ ahụ ọzọ, malitekwa ịkpụgharị ya.

Mgbe ahụ okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sịrị, "bụ na m apụghị ime unu dịka ọkpụ ite a mere, unu ụmụ Izrel?" Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri, "Dịka ụrọ si dị nʼaka ọkpụ ite ahụ, otu a ka unu onwe unu si dịrị nʼaka m, gị Izrel.

Onye ka bụ gị mmadụ efu, iji ajụ Chineke ajụjụ? "Nkata mmadụ na-akpa ga-ajụ onye na-akpa ya ajụjụ, Onye sị gị kpaa m otu a?’ " Otu a kwa, onye ọkpụ ite o nweghị ike isite nʼotu ụrọ ahụ o nwere kpụọ ụdị ite ọbụla masịrị ya, ụfọdụ ite pụrụ iche na ụfọdụ e ji eje ozi nʼụlọ?

"Ahụhụ na-adịrị mmadụ ahụ nke na-alụso onye kere ya ọgụ,

mmadụ ahụ bụ otu mpekele ejuju

nʼetiti mpekele ejuju niile dị nʼala.

Ụrọ na-ajụ onye ji ya akpụ ihe ajụjụ sị,

Gịnị ka i ji m akpụ?

Ka ọrụ gị ga-asị,

Lee, dịghị aka abụọ o nwere?

Lee ka unu si ekpu ihe ihu nʼala,

ka a ga-asị na ọkpụ ite dị ka ụrọ e ji akpụ ite.

Ihe mmadụ kpụrụ o nwere ike ịtụgharị gwa onye kpụrụ ya, sị,

"kpụghị m"?

Ka ite o nwere ike sị ọkpụ ite,

"ghọtaghị ihe ọbụla"?

Vasos para honra

O cristão é chamado a ser um vaso de honra, purificado e preparado para toda boa obra. Nosso valor está em quem nos formou e no que carregamos.

Nʼime ụlọ ukwuu, ọtụtụ ngwa ọrụ dị ya, ndị e ji ọlaedo maọbụ ọlaọcha, maọbụ osisi maọbụ ụrọ kpụọ. Ụfọdụ ka e ji eje ozi nʼoge nkwanye ugwu dị mkpa, ndị ọzọ ka e ji eje ozi nʼoge ọbụla. bụrụ na onye ọbụla edoo onwe ya ọcha pụọ nʼihe ọjọọ niile, ga-abụ ngwa ọrụ e mere maka ọrụ ndị kwesiri nkwanye ugwu, bụrụkwa onye dị nsọ, onye na-abara Onyenwe ya uru, na onye dị njikere mgbe ọbụla ịrụ ezi ọrụ.

Anyị onwe anyị bụ ndị natara akụ nke dị oke ọnụahịa dị nʼime ite ụrọ, iji gosi na ike kacha elu si nʼaka Chineke, bụghị nʼaka anyị.

Lee ka ụmụ ndị ikom Zayọn dị oke ọnụahịa,

ndị dị oke ọnụahịa na mbụ dịka ọlaedo a nụchara anụcha,

si dịrị ugbu a dịka ite aja

nke ọkpụ ite kpụrụ.

Moldados pela graça

Mesmo quando nos sentimos frágeis e imperfeitos, o poder de Deus se aperfeiçoa em nossa fraqueza. Ele nos restaura e nos renova continuamente.

"bụ aka gị kpụrụ m kee m.

ga-atụgharịa ugbu a bibie m?

Cheta na kpụrụ m dịka ụrọ.

ga-eme ka m laghachi nʼaja ọzọ?

Dịka ite aja ụrọ nke e ji ọlaọcha na-abaghị uru techie,

ka egbugbere ọnụ dị nro nke obi jupụtara nʼihe ọjọọ bụ.

Kwasienụ akwa ike, unu ndị ọzụzụ atụrụ, tiekwanụ mkpu akwa;

tụrụọnụ onwe unu nʼala, unu ndị ndu nke igwe ewu na atụrụ.

Nʼihi na oge a ga-egbu unu eruola,

unu ga-adakwa tiwasịa dịka ite aja.

Seja o primeiro
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-