Pular para o conteúdo
Publicidade

10 versículos que mostram o amor de Deus

Por Bíblia Online

1. João 3:16

Nʼihi na Chineke hụrụ ụwa nʼanya, nke a mere o jiri nye Ọkpara mụrụ naanị ya, ka onye ọbụla kweere na ya ghara ịla nʼiyi, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.

O versículo mais conhecido da Bíblia revela o maior ato de amor: o sacrifício de Jesus por nós.

2. Romanos 5:8

Ma lee ka ịhụnanya Chineke siri pụta ìhè! Mgbe anyị ka nọrịị na-eme mmehie, Kraịst nwụrụ nʼihi anyị.

O amor de Deus não depende do nosso merecimento. Ele nos amou primeiro, mesmo em nossa imperfeição.

3. Lamentações 3:22-23

bụ nʼihi ịhụnanya dị ukwuu nke Onyenwe anyị na-emeghị ka anyị gwụsịa,

nʼihi na obi ebere ya adịghị agwụ agwụ.

Ha na-adị ọhụrụ ụtụtụ niile;

ikwesi ntụkwasị obi gị bụ ihe kwudosiri ike.

O amor de Deus se renova todos os dias com misericórdia e fidelidade.

4. Salmo 103:11

Nʼihi na dịka eluigwe si dị elu karịa ụwa,

otu a ka ịhụnanya ya si dị ukwuu nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ.

O salmista nos lembra da imensidão do amor divino: algo que está acima da compreensão humana.

5. 1 João 4:9-10

E siri otu a mee ka ịhụnanya Chineke nʼebe anyị nọ pụta ìhè: Chineke zitere naanị otu Ọkpara ya nʼụwa ka anyị nwee ndụ site na ya. Nke a bụ ihe a na-akpọ ịhụnanya, bụghị na anyị hụrụ Chineke nʼanya kama na hụrụ anyị nʼanya ma zite Ọkpara ya dịka aja nke juru ya obi maka mmehie niile anyị.

Um amor que age, salva e transforma. Deus é o iniciador de todo verdadeiro amor.

6. Salmo 136:26

Keleenụ Chineke nke eluigwe ekele.

Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

Um refrão que ecoa por todo o Salmo 136 e reforça a verdade imutável: o amor de Deus é eterno.

7. Sofonias 3:17

Onyenwe anyị bụ Chineke gị nọ nʼetiti gị,

bụ Dike nʼagha nke na-enye mmeri.

ga-eji ọṅụ nwee mmasị na ahụ gị;

nʼihi ịhụnanya ya, gaghị abakwara gị mba,

kama ga-eji oke iti mkpu abụ ṅụrịa ọṅụ nʼebe nọ."

Um versículo poderoso que mostra o prazer que Deus tem em amar seus filhos.

8. Isaías 54:10

Nʼihi na a pụrụ iwezuga ugwu ukwu niile,

wezugakwa ugwu nta niile site nʼọnọdụ ha,

ma obi ebere m agaghị esi nʼebe nọ pụọ,

agaghị ewezugakwa ọgbụgba ndụ nke udo m,"

ka Onyenwe anyị, onye nwere ọmịiko nʼahụ gị, kwuru.

Mesmo que tudo mude, o amor de Deus permanece firme.

9. Jeremias 31:3

Onyenwe anyị mere ka anyị hụ ya anya site nʼebe dị anya, na-asị,

"bụ ịhụnanya nke na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi ka m ji hụ gị nʼanya;

bụ ebere nke na-adịghị agbanwe ka m ji dọta unu nso.

Deus nos atrai com seu amor eterno, um amor que precede o tempo e permanece em toda estação.

10. Efésios 2:4-5

Chineke onye jupụtara nʼobi ebere, maka oke ịhụnanya o nwere nʼebe anyị nọ, mere ka anyị soro Kraịst dịrị ndụ ọzọ; bụladị mgbe anyị bụ ndị nwụrụ anwụ nʼime ajọ omume. bụ site nʼamara ya ka e ji zọpụta unu.

Um amor que ressuscita e dá nova vida, mesmo quando estamos espiritualmente mortos.

Estes versículos revelam o coração de Deus: amoroso, fiel, constante. Não importa o momento que você esteja vivendo, a Palavra nos garante que o amor do Senhor é real, ativo e disponível. Releia essas passagens, ore com elas, compartilhe com quem precisa de consolo. Que esse amor transforme seu coração e fortaleça sua fé diariamente.

Se este artigo te abençoou, compartilhe com seus amigos e familiares!

Seja o primeiro