Versículo para esposa amada: declare amor com a Bíblia
Redação Bíblia Online Publicado em
- Publicado em .
- Atualizado em .
Versículos de amor para a esposa
No meio da correria com trabalho, contas e casa, é fácil deixar de dizer à mulher da sua vida o quanto ela é amada, admirada e preciosa.
Cânticos 4:7
Ị mara mma nke ukwuu, onye m hụrụ nʼanya,
ọ dịkwaghị ntụpọ ọbụla dị gị nʼahụ.(Abụ nke Abụ 4:7)
Desarma as inseguranças trazidas pelo tempo e pela rotina, devolvendo a ela a certeza de que continua linda e desejada aos seus olhos.
Provérbios 31:29
Ọ ga-asị; "E nwere ọtụtụ ndị inyom ndị bụ ezi nwunye nye di ha,
ma gị onwe gị kachasị ha niile mma."(Ilu 31:29)
Coloca a sua esposa em um lugar único, lembrando a ela que o seu valor não se compara ao de ninguém.
Provérbios 18:22
Nwoke ahụ chọtara nwunye chọtara ezi ihe.
Ọ na-anatakwa ihuọma site nʼaka Onyenwe anyị.(Ilu 18:22)
Mostra que você a reconhece como um presente direto da bondade de Deus na sua história, e não como uma coincidência da vida.
Eclesiastes 9:9
Bie ndụ obi ụtọ, gị na nwunye gị ị hụrụ nʼanya, ụbọchị niile nke ndụ ihe efu gị nke Chineke nyere gị nʼokpuru anyanwụ, nʼihi na nke a bụ oke dịịrị gị na ndụ ndọgbu onwe gị nʼọrụ nʼokpuru anyanwụ.(Ekiliziastis 9:9)
Renova a cumplicidade do casal, convidando os dois a encontrarem alegria e descanso na companhia um do outro em meio ao cansaço dos dias.
Provérbios 31:10
Nwanyị nwere ugwu onye ga-achọtali ya?
Ọ dị oke ọnụ karịa nkume rubi.(Ilu 31:10)
Afirma que o caráter, a dedicação e a lealdade dela têm mais valor para você do que qualquer conquista material.
Cânticos 8:6
Tụkwasị m dịka mgbaaka ihe a kara nʼobi,
dịka mgbaaka ihe a kara nʼaka gị
nʼihi na ịhụnanya dị ike dịka ọnwụ,
ekworo ya dịkwa ike dịka ala mmụọ.
Ọ na-enwupụtakwa dịka ọkụ na-ere ere,
dịka ọkụ nke dị ukwu.(Abụ nke Abụ 8:6)
Garante a segurança emocional que ela precisa, reafirmando que o seu afeto e o seu compromisso pertencem exclusivamente a ela.
Provérbios 31:28
Ụmụ ya na-ebili gọzie ya;
otu a kwa di ya ga-eto ya ezi otuto.(Ilu 31:28)
Tira o reconhecimento do silêncio e constrói uma cultura de honra dentro do lar, ensinando os filhos a valorizarem a mulher que cuida da família.
Efésios 5:25
Ndị bụ di, hụnụ nwunye unu nʼanya dị ka Kraịst siri hụ nzukọ ya bụ chọọchị nʼanya nwụọ nʼihi ya.(Ndị Efesọs 5:25)
Lembra a ela que o seu amor busca proteger e servir o coração dela com a mesma entrega sacrificial de Cristo pela Igreja.
Este artigo faz parte de Versículos por Tema Versículos para Enviar
Este artigo te tocou? Faça uma oração!
+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.