10 versículos bíblicos para enviar no natal
O Natal é uma época especial para refletirmos sobre o nascimento de Jesus e a alegria que Ele trouxe ao mundo. Compartilhar versículos bíblicos é uma maneira maravilhosa de lembrar do verdadeiro significado dessa data. Aqui estão 10 versículos que podem trazer luz, paz e esperança para os corações daqueles que você ama:
1. Lucas 2:10-11
O anjo traz a mensagem da grande alegria que é o nascimento de Cristo.
Ma mmụọ ozi ahụ sịrị ha, "Unu atụla egwu. Ana m ewetara unu oziọma nke oke ọṅụ nke ga-adịrị mmadụ niile. Nʼihi na taa, nʼobodo Devid ka a mụrụ Onye nzọpụta nye unu; ọ bụ Kraịst, Onyenwe anyị.
2. João 3:16
O versículo mais conhecido, que nos lembra do amor de Deus pelo mundo e do presente de Jesus para a salvação da humanidade.
Nʼihi na Chineke hụrụ ụwa nʼanya, nke a mere o jiri nye Ọkpara ọ mụrụ naanị ya, ka onye ọbụla kweere na ya ghara ịla nʼiyi, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.
3. Isaías 9:6
Uma profecia que revela o papel de Cristo como o Príncipe da Paz.
Nʼihi na amụọrala anyị otu nwa,
e nyekwala anyị otu nwa nwoke.
Ọ ga-abụkwa onye ga-achị anyị.
Ndị a ga-abụ aha ya,
Onye Ndụmọdụ dị Ebube, Chineke bụ dike,
Nna nke mgbe ebighị ebi, Eze Udo.
4. Mateus 1:23
Este versículo nos lembra da presença de Deus conosco em Jesus.
"Lee, nwaagbọghọ ahụ na-amaghị nwoke ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ha ga-akpọ aha ya Ịmanụel" (nke bụ ma asụgharịa ya, "Chineke nọnyeere anyị").
5. Lucas 1:30-31
O anúncio do nascimento de Jesus a Maria, que nos lembra da graça de Deus.
Ma mmụọ ozi ahụ sịrị ya, "Atụla egwu Meri, nʼihi na i chọtala ihuọma nʼebe Chineke nọ. Ma lee ị ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ị ga-akpọkwa aha ya Jisọs.
6. 2 Coríntios 9:15
Uma expressão simples, mas profunda, de gratidão por Jesus, o maior presente de todos.
Ekele dịrị Chineke nʼihi onyinye ya dị ukwuu nke ọnụ na-apụghị ịkọ.
7. Gálatas 4:4-5
Este versículo lembra que o nascimento de Jesus teve um propósito divino: nossa adoção como filhos de Deus.
Ma mgbe oge a kara aka ruru, Chineke zitere Ọkpara ya, bụ onye amụrụ site na nwanyị, onye amụrụ nʼokpuru iwu, ka ọ gbapụta ndị nọ nʼokpuru iwu, ime anyị ndị a ga-agụ dị ka ụmụ a họpụtara.
8. João 1:14
A encarnação de Cristo, um grande mistério da nossa fé, que traz a presença de Deus à Terra.
Okwu ahụ ghọrọ anụ ahụ birikwa nʼetiti anyị. Anyị ahụla ebube ya, ebube nke onye naanị ya bụ Ọkpara Nna mụrụ, onye si nʼebe Nna nọ bịa, onye jupụtara nʼamara na eziokwu.
9. Colossenses 1:19
A plena presença de Deus em Jesus, que é a expressão de Deus em carne.
Nʼihi na ọ bụ nʼime ya ka ọ masịrị ozuzu oke ya ibi.
10. Lucas 2:14
A mensagem dos anjos aos pastores, proclamando a paz trazida pelo nascimento de Jesus.
"Otuto dịrị Chineke nʼebe kachasị elu nke eluigwe.
Udo nʼelu ụwa nye ndị niile ihe ha dị Chineke ezi mma."
Esses versículos são perfeitos para compartilhar o amor de Deus com os outros durante o Natal, lembrando-nos da dádiva preciosa que recebemos através do nascimento de Jesus. Que a paz e a alegria que Ele trouxe ao mundo estejam com todos neste Natal.
Se este artigo te ajudou, faça sua parte e compartilhe a Palavra de Deus com aqueles que você ama.