12 versículos bíblicos sobre santidade e separação do mundo
Redação Bíblia Online Publicado em
A santidade bíblica envolve a escolha consciente de viver separado para Deus, recusando os padrões corruptos, vazios e passageiros da cultura secular. As Escrituras mostram que o povo de Deus é chamado a refletir a Sua pureza moral e espiritual em meio a uma sociedade corrompida.
O que a Bíblia diz sobre a separação dos costumes do mundo?
O padrão divino exige que a conduta do crente seja moldada pela verdade celestial, e não pelas modas ou filosofias que se opõem ao Criador. Abaixo estão doze passagens centrais sobre o tema.
1. A santidade como reflexo do caráter divino
A convocação solene para que o povo seja santo em toda a sua maneira de viver, assim como Deus é santo.
Kama bụrụnụ ndị dị nsọ nʼihe niile unu na-eme, dịka onye kpọrọ unu si dị nsọ. Nʼihi na e dere ya ede, "Dịnụ nsọ, nʼihi na adị m nsọ."(1 Pita 1:15,16)
2. A recusa em se amoldar ao sistema mundial
A exortação para não permitir que o mundo molde o pensamento do crente, mas que haja transformação pela renovação da mente.
Unu eyila ụwa nke a, kama bụrụnụ ndị enwoghara site nʼịgbanwe uche unu. Mgbe ahụ, unu ga-enwe ike nwapụta ihe bụ uche Chineke na ihe ọ na-achọ, nke bụ ezi ihe, nke na-atọ ya ụtọ na nke zukwara oke.(Ndị Rom 12:2)
3. A amizade com o mundo como inimizade contra Deus
O alerta severo de que adotar os valores e as paixões da sociedade secular afasta o coração da comunhão com o Criador.
Ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi! Ọ bụ na unu amaghị na unu na ụwa bụrụ enyi, unu ga-esi otu a bụrụ ndị iro Chineke? Onye ọbụla nke chọrọ ịbụ enyi nke ụwa, na-eme onwe ya onye iro nke Chineke.(Jemis 4:4)
4. O mandamento para não amar o mundo
A instrução clara de que amar o sistema mundano e suas concupiscências anula o amor do Pai no interior da pessoa.
Kwụsịnụ ịhụ ụwa nʼanya, ya na ihe niile dị nʼụwa. Ọ bụrụ na onye ọbụla ahụ ụwa nʼanya ịhụnanya nke Nna adịghị nʼime ya. Nʼihi na ihe niile dị nʼụwa, ihe ndị ahụ niile anụ ahụ anyị, na anya anyị na-achọ, ya na ịnya isi mmadụ banyere ihe ọ bụ na ihe o nwere, esiteghị nʼebe Nna nọ, kama ha sitere nʼụwa. Ụwa na ọchịchọ ọjọọ ya niile na-agafe agafe, ma onye ahụ na-eme uche Chineke ga-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.(1 Jọn 2:15-17)
5. A separação de jugos desiguais
A orientação para que o povo de Deus não se associe espiritualmente à incredulidade e às práticas das trevas.
Unu ekwela ka unu na ndị na-ekweghị ekwe nwee nkekọta ọbụla. Nʼihi na gịnị ka ezi omume na ajọ omume nwekọrọ? Olee ụdị mmekọ ìhè na ọchịchịrị ga-enwekọ? Ọ bụ nwekọ dị aṅaa dị na-agbata Kraịst na ekwensu? Gịnịkwa ka onye kwere ekwe na onye na-ekweghị ekwe nwekọrọ? Gịnị bụ ihe jikọtara ụlọnsọ Chineke na arụsị? Nʼihi na anyị onwe anyị bụ ụlọnsọ Chineke dị ndụ. Dịka Chineke kwuru,
"M ga-ebi nʼime ha.
Jegharịakwa nʼime ha.
M ga-abụkwa Chineke ha,
ma ha onwe ha ga-abụkwa ndị nke m."
Ya mere,
"Sinụ nʼetiti ha pụta.
Nọpụkwanụ iche nʼebe ha nọ.
Otu a ka Onyenwe anyị kwuru.
Unu emetụkwala ihe ọbụla rụrụ arụ aka.
Mụ onwe m ga-akpọbatakwa unu."(2 Ndị Kọrint 6:14-17)
6. A purificação de toda impureza moral
O encorajamento para aperfeiçoar a santidade no temor de Deus, limpando-se de toda contaminação da carne e do espírito.
Ya mere, ndị enyi m, ebe anyị nwere nkwa ndị a niile, ka anyị debe onwe anyị ọcha nʼime ihe niile ọbụla nke na-emerụ ahụ anyị na mmụọ anyị. Ka anyị mezuo ịdị nsọ nʼịtụ egwu Chineke.(2 Ndị Kọrint 7:1)
7. O chamado para sair do meio dos costumes corrompidos
A promessa de que o Senhor acolherá aqueles que decidirem se apartar do pecado e das impurezas espirituais.
Wezuganụ onwe unu, wezuganụ onwe unu, sinụ nʼebe ahụ pụọ.
Unu emetụkwala ihe ọbụla rụrụ arụ aka.
Sitenụ nʼetiti ya pụta, dịrịnụ ọcha,
unu ndị na-ebu ihe dị iche iche nke ụlọ Onyenwe anyị.(Aịzaya 52:11)
8. A condição de povo exclusivo e consagrado
A lembrança de que os remidos foram escolhidos por Deus para serem uma nação santa e propriedade exclusiva Dele.
Nʼihi na onye dị nsọ ka ị bụ nye Onyenwe anyị Chineke gị. Ọ bụkwa gị ka Onyenwe anyị họọrọ site na ndị niile nọ nʼelu ụwa, ị bụ ihe oke ọnụahịa nye ya.(Diuteronomi 14:2)
9. A conduta irrepreensível como luz no mundo
A instrução para realizar todas as coisas sem murmurações, tornando-se irrepreensíveis no meio de uma geração perversa.
Nʼihe ọbụla unu na-eme, wezuganụ ntamu na ịrụ ụka nʼetiti unu. Bienụ ndụ unu dị ka ụmụ Chineke, ndị a na-apụghị ịta ụta, ndị dị ọcha na ndị a na-apụghị ibo ebubo nʼime ụwa ọjọọ a, nʼetiti ọgbọ gbagọrọ agbagọ, na nʼetiti ndị nwere obi nʼazụ. Mgbe ahụ, unu ga-enwupụta nʼetiti ha dị ka kpakpando nʼime ụwa!(Ndị Filipai 2:14,15)
10. A pureza guardada pela Palavra
O testemunho de quem guarda o coração puro por meio da obediência estrita aos preceitos divinos.
Olee ụzọ nwa okorobịa ga-esi bie ndụ dị nsọ?
Ọ bụ site nʼibi ndụ dịka okwu gị si dị.(Abụ Ọma 119:9)
11. O repúdio às obras infrutíferas da escuridão
A ordem direta para não ter comunhão com as práticas ocultas e infrutíferas das trevas, mas antes condená-las com a luz.
Unu etinyela aka nʼọrụ ọchịchịrị nke na-adịghị amị mkpụrụ ọbụla, kama gbaanụ ha nʼanwụ.(Ndị Efesọs 5:11)
12. A liberdade para viver segundo o Espírito
A garantia de que a graça de Deus capacita o crente a rejeitar a impiedade e a viver de maneira sóbria e justa.
Nʼihi na Chineke emela ka amara ya nke wetaara mmadụ niile nzọpụta pụta ìhè. Ọ bụkwa amara a na-akụziri anyị ka anyị jụ ndụ asọpụrụghị Chineke na nke ịgbaso ọchịchọ ọjọọ dị nʼụwa, kama ka anyị bie ndụ dị ka ndịisi zuruoke na ndụ ezi omume, nakwa ịtụ egwu Chineke nʼọgbọ nke oge a.(Taịtọs 2:11,12)
Este artigo faz parte de Versículos por Tema Sabedoria e Caráter
Como aplicar a santidade prática no cotidiano?
Viver em santidade não significa isolar-se fisicamente do mundo, mas recusar a contaminação moral dos seus valores. Exige vigilância diária, exame da consciência à luz da Bíblia e coragem para nadar contra a correnteza cultural.
Perguntas frequentes sobre santidade e separação
Ser separado do mundo significa não ter amigos que não são cristãos?
Não. Significa não adotar os valores, os pecados e a visão de vida corrompida da sociedade, mantendo um testemunho que aponte para Cristo.
Por que a santidade é tão enfatizada nas Escrituras?
Porque reflete a própria natureza de Deus e protege o crente dos danos espirituais e emocionais causados pelo pecado.
Como vencer a pressão social para seguir costumes contrários à Bíblia?
Nutrindo a mente com a Palavra de Deus, cultivando a oração e lembrando que a aprovação do Senhor é infinitamente superior à aceitação humana.
Este artigo te tocou? Faça uma oração!
+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.