Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Kọrint 1

13 Kraịst, dị abụọ? bụ Pọl ka a kpọgidere nʼobe nʼihi unu? dị onye e mere baptizim nʼaha Pọl? 14 Ana m ekele Chineke ekele na dịghị onye ọbụla nʼime unu m mere baptizim, ewezugakwa Krispọs na Gaiọs. 15 Ya mere, dịghị onye nʼime unu ga-asị na e mere ya baptizim nʼaha m. 16 (Ahaa! Emekwara m Stefanas na ezinaụlọ ya baptizim. Ewezuga ndị a, amaghị m ma m ga-echetakwa onye ọzọ m mere baptizim nʼonwe m.) 17 Nʼihi na Kraịst ezighị m ime ndị mmadụ baptizim. O zitere m iji okwu dị mfe kwusaa oziọma ya. bụghị iji okwu oke mmụta na amamihe nke mmadụ ka ike nke obe Kraịst ghara ịbụ ihe efu.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também