Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Kọrint 10

13 O nweghị ọnwụnwa ọbụla nwara unu nke abịakwutebeghị mmadụ. Chineke kwesiri ntụkwasị obi, gaghị ekwe ka a nwaa unu karịa ike unu. Kama mgbe a na-anwa unu, ga-enye unu ike imeri ọnwụnwa ma gosikwa unu ụzọ mgbapụ nʼime ya.10:14 Ụfọdụ na-akpọ ya Oriri nsọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também