Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Kọrint 12

3 Ya mere, achọrọ m ka unu ghọta nke ọma na dịghị onye ọbụla na-ekwu okwu site nʼodudu Mmụọ nke Chineke, pụrụ sị, "Ka Jisọs bụrụ onye a bụrụ ọnụ." dịkwaghị onye ọbụla pụrụ ikwu, na "Jisọs bụ Onyenwe anyị," ma bụghị site na Mmụọ Nsọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também