Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Kọrint 14

Onyinye ndị ọzọ Mmụọ Nsọ na-enye

1 Ka ịhụnanya bụrụ isi ihe unu na-achọ. Chọsienụ onyinye nke Mmụọ Nsọ ike, nke ka nke onyinye inwe ike ibu amụma.

Veja também