Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Coríntios 16

13 Na-echenụ nche mgbe niile, guzosienụ ike nʼime okwukwe unu. Dịrịnụ ka ndị tozuru dimkpa, ndị dị ike. 14 Werenụ ịhụnanya na-arụ ọrụ ọbụla unu na-arụ.

Veja também