Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ndị Kọrint 2

4 Okwu m na ihe m kwusara abịakwaghị dịka okwu ire ụtọ na nke oke mmụta, ime ka ndị mmadụ kwere, kama ha bịara nʼụzọ igosi ọrụ nke Mmụọ Nsọ na ike ya. 5 Ka okwukwe unu ghara ịdabere nʼamamihe mmadụ, kama ka dabere nʼike Chineke.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também