Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Coríntios 6

18 Gbaaranụ mmehie ịkwa iko ọsọ. dịghị mmehie ọzọ na-emetụta anụ ahụ mmadụ dịka mmehie ịkwa iko. bụ mmehie mmadụ na-eme megide anụ ahụ ya. 19 bụ na unu amataghị na ahụ unu bụ ụlọnsọ nke Mmụọ Nsọ ahụ Chineke nyere unu, onye bi nʼime unu? Anụ ahụ unu abụkwaghị nke unu onwe unu, kama unu bụ nke Chineke. 20 E jiri oke ọnụahịa zọpụta unu. Ya mere jirinụ anụ ahụ unu nye Chineke otuto.

Veja também