Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Ihe E Mere 16

34 Keleenụ Onyenwe anyị, nʼihi na dị mma,

nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

35 Tikuonụ ya mkpu sị, "Zọpụta anyị, gị Chineke, Onye nzọpụta anyị;

chịkọta anyị, ma napụtakwa anyị site nʼaka mba dị iche iche,

ka anyị nwee ike nye aha nsọ gị ekele;

ma nyaakwa isi nʼime otuto gị."

36 Otuto dịrị Onyenwe anyị, bụ Chineke nke Izrel,

site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi.

Mgbe ahụ, mmadụ niile sịrị, "Amen" na "Toonu Onyenwe anyị."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também