9 Jabez bụ nwoke a na-asọpụrụ karịa ụmụnne ya ndị ikom niile. Nne ya kpọrọ aha ya Jabez, sị, "A mụrụ m ya nʼihe mgbu." 10 Jabez tikuru Chineke Izrel mkpu akwa sị ya, "Biko gọzie m, mee ka oke ala m saa mbara. Kwere ka aka gị dịkwasị m, ma wezuga m site nʼihe mmerụ ahụ ọbụla, ka m si otu a gbanarị ihe mgbu." Chineke zara ekpere ya meere ya ihe ọ rịọrọ.
Publicidade
1 Ihe E Mere 4
Estes versículos te tocaram? Ore agora!
+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.