Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Jọn 4

15 Chineke bi nʼime onye ọbụla nke na-ekwupụta na Jisọs bụ Ọkpara Chineke. Onye dị otu a bikwa nʼime Chineke. 16 Anyị maara ma kwerekwa nʼịhụnanya Chineke nwere nʼebe anyị nọ.

Chineke bụ ịhụnanya. Onye bụlakwa na-ebi ndụ ịhụnanya na-anọgide nʼime Chineke. Chineke nʼonwe ya na-ebinyekwara onye dị otu a.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também