Publicidade

1 João 5

3 Nke a bụ ịhụnanya Chineke, na anyị ga-edebe iwu ya. Iwu ya adịghịkwa arọ. 4 Nʼihi na onye ọbụla amụrụ site na Chineke na-emeri ụwa. Nke a bụkwa mmeri ahụ na-emeri ụwa, bụladị okwukwe anyị. 5 Onye pụrụ imeri ụwa, ma bụghị naanị onye ahụ kweere na Jisọs bụ Ọkpara Chineke?

Veja também

Publicidade
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-28_14-13-17-