Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Pita 2

Jisọs bụ ihe ọmụmatụ

18 Ndị ohu, ruberenụ ndị nwe unu isi, na-enyekwa ha nsọpụrụ na ugwu ruuru ha. Unu emela nke a nye naanị ndị bụ ezi mmadụ, na ndị nwere obiọma nʼebe unu nọ, kama meekwanụ ya bụladị nye ndị afọ tara mmiri.

Veja também