Publicidade

1 Pedro 3

Nọgide na-eme ihe ọma

13 Onye ga-emegide unu ma bụrụ na unu na-anụ ọkụ nʼobi ime ezi ihe? 14 Ma a sịkwarị na unu ahụ ahụhụ nʼihi na unu mere ihe ziri ezi, ngọzị dịrị unu. "Unu atụla egwu ihe ha na-atụ egwu, ka obi gharakwa ịlọ unu mmiri."

Veja também

Publicidade
Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-06-29_22-07-56-