Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Pita 5

Ndụmọdụ dị iche iche

1 Mụ onwe m, onye bụ okenye na onyeama banyere ahụhụ Kraịst, bụrụkwa onye ga-eso keta oke nʼebube ya nke a gaje ikpughe, a na m arịọ ndị okenye nʼetiti unu arịrịọ a, 2 na-azụnụ igwe atụrụ ahụ Chineke nyefere unu nʼaka. Ka unu na-elekọta ha, bụghị nʼihi na unu agaghị ime otu a, kama bụ ihe sitere nʼọchịchọ obi unu, dị ka Chineke chọrọ ka unu mee. bụkwaghị nʼihi ego unu ga-enweta, kama bụ ịnụ ọkụ unu nʼije ozi. 3 Unu abụla ọkaaka nʼebe ndị e nyefere unu nʼaka nọ. Kama bụrụnụ ihe ịma atụ nye igwe atụrụ ahụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também