Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Reis 17

13 Ịlaịja sịrị ya, "Atụla egwu! Gaa mee dịka i kwuru. Ma naanị buru ụzọ meere m ogbe achịcha ntakịrị site nʼihe i nwere, wetara m ya. Emesịa, mee nke gị na nwa gị ga-eri. 14 Nʼihi na nke a bụ ihe Onyenwe anyị, Chineke Izrel kwuru, Ụtụ ọka dị nʼite ahụ agaghị agwụ, mmanụ ahụ dị nʼite ahụ agakwaghị akọ tutu ruo ụbọchị ahụ Onyenwe anyị ga-ezite mmiri ozuzo nʼala a.’ "

Veja também