Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Timoti 2

5 Nʼihi na bụ naanị otu Chineke dị. bụkwa naanị otu onye ogbugbo dị nʼetiti Chineke na mmadụ. Kraịst Jisọs, onye ya onwe ya bụ mmadụ. 6 Onye weere onwe ya ka bụrụ ihe mgbapụta nʼihi mmadụ niile, nke bụ ịgba ama a na-enye nʼoge ya.

Veja também