Pular para o conteúdo
Publicidade

1 Timoti 5

17 Nye ndị okenye, ndị na-achị nke ọma nsọpụrụ kwesiri ekwesi na ụgwọ ọrụ okpukpu abụọ, ọkachasị ndị na-adọgbu onwe ha nʼọrụ izi oziọma na nʼikuzi ihe. 18 Nʼihi na akwụkwọ nsọ kwuru, "Ekechila ọnụ ehi mgbe na-azọcha mkpụrụ ọka,"5:18 Dit 25:4 hapụ ya ka na-eri nri mgbe na-arụ ọrụ, ọzọkwa, "Onye na-arụ ọrụ kwesiri ịnata ụgwọ ọrụ ya."5:18 Luk 10:7

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também