Pular para o conteúdo
Publicidade

2 Ndị Kọrint 2

Mgbaghara dịrị onye mmehie

5 bụrụ na onye ọbụla mere ihe butere obi mgbu, ka a hapụ ikwu ya karịa ka o kwesiri, bụghị naanị m ka o wetaara obi mgbu, o wetakwaara unu niile obi mgbu. 6 Nʼihi na ntaramahụhụ unu niile kpebiri nye ya ezuola. 7 Ugbu a, bikonu ụmụnna m, o kwesiri ka unu gbaghara ya, ma kasịe ya obi, ka hapụ inwe obi ilu maọbụ daa mba na mmụọ ya, rubiga ụjụ oke. 8 Ya mere ana m arịọ unu, bikonu, gosinụ ya na unu hụrụ ya nnọọ nʼanya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também