Publicidade

2 Coríntios 9

10 Ma onye ahụ na-enye onye ọrụ ubi mkpụrụ nke na-agha nʼubi ya, na-enyekwa mmadụ nri ga-eri, ga-enyekwa unu ihe niile dị unu mkpa, meekwa ka ụlọakụ unu jupụta na mkpụrụ. ga-emekwa ka mkpụrụ ezi omume unu baa ụba. 11 ga-emekwa ka unu bụrụ ndị ọgaranya nʼụzọ niile, ka unu nwee ihe ga-ezuru unu na nke unu ga-enye ndị ọzọ mgbe niile. Site nʼaka anyị, afọ ofufu unu ga-enye Chineke ekele nʼihi inyeaka unu nyere ha.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-