Pular para o conteúdo
Publicidade

2 Coríntios 9

Ngọzị dịrị ndị gbasara aka nye onyinye

6 Isi okwu bụ nke a, Onye ọbụla na-akụ mkpụrụ ntakịrị, ga-aghọtakwa nke nta, ma onye ahụ na-akụ mkpụrụ buru ibu ga-aghọtakwa mkpụrụ hiri nne. 7 Ka onye ọbụla nye dịka o buru ụzọ kpebie nʼime obi ya inye. Ka ghara inye nʼihi na mmadụ kwagidere ya, maọbụ inye nʼihi na ndị ọzọ na-enye, nʼihi na Chineke hụrụ ndị ji obi ụtọ nye onyinye ha nʼanya.

Veja também