Pular para o conteúdo
Publicidade

2 Ndị Eze 6

15 Mgbe onye na-ejere onye nke Chineke ozi biliri ọtọ nʼisi ụtụtụ pụọ, hụrụ ọtụtụ ndị agha na ịnyịnya na ụgbọala, ka ha gbara obodo ha nọ gburugburu. O tiri mkpu sị, "Ewoo, onyenwe m, gịnị ka anyị ga-eme ugbu a?"

16 Ma Ịlaisha zara sị ya, "Atụla egwu, nʼihi na ndị nọnyere anyị dị ọtụtụ karịa ndị nọnyeere ha."

17 Mgbe ahụ, Ịlaisha kpere ekpere sị, "Onyenwe anyị, biko, saghee anya ya abụọ ka hụ." Onyenwe anyị meghere anya ohu Ịlaisha, mee ka hụ ịnyịnya ọkụ, na ụgbọala ọkụ jupụtara nʼugwu dị gburugburu ebe ahụ niile.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também