Pular para o conteúdo
Publicidade

Apocalipse 1

17 Mgbe m hụrụ ya, adara m nʼala nʼụkwụ ya dịka onye nwụrụ anwụ. Ma o weere aka nri ya metụ m nʼahụ na-ekwu sị, "Atụla egwu. Abụ m Mmalite na Ọgwụgwụ. 18 Abụ m onye ahụ na-adị ndụ. Anwụrụ m anwụ, ma lee, ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi. bụkwa m ji ọtụghe igodo nke ọnwụ na nke ọkụ ala mmụọ.

Veja também