Pular para o conteúdo
Publicidade

Mkpughe 15

4 Onye ga-aghara ịtụ gị egwu, Onyenwe anyị,

onye ga-agharakwa ito aha gị?

Nʼihi na bụ naanị gị dị nsọ.

Mba niile ga-abịakwa

ịkpọ isiala nʼihu gị,

nʼihi na emeela ka ọrụ ezi omume gị pụta ìhè."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também