Publicidade

Apocalipse 21

Eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ

1 Mgbe ahụ, ahụrụ m eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ.21:1 Aịz 65:17 Eluigwe nke mbụ na ụwa nke mbụ agabigala, osimiri adịghịkwa. 2 Ahụkwara obodo nsọ ahụ bụ Jerusalem ọhụrụ ka o si nʼeluigwe ebe Chineke nọ na-arịdata. mara mma dịka nwaagbọghọ ejikwara nke ọma maka ịgakwuru di ya. 3 Anụkwara m oke olu si nʼocheeze ahụ kwuo okwu sị, "Leenụ! Ebe obibi Chineke adịla ugbu a nʼetiti ụmụ mmadụ. ga-ebinyere ha. Ha ga-abụkwa ndị ya, nʼezie, Chineke nʼonwe ya ga-anọkwa nʼetiti ha bụrụkwa Chineke ha. 4 ga-ehichapụ anya mmiri niile dị nʼanya ha. Ọnwụ agaghị adịkwa ọzọ.21:4 Aịz 25:8 bụladị iru ụjụ na ịkwa akwa na ahụhụ agaghị adịkwa. Ihe ndị ochie niile agabigala."

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-