Ịdọ aka na ntị nakwa ọkpụkpọ oku
12 "Lee, ana m abịa ọsịịsọ! Ụgwọ ọrụ m ga-enye onye ọbụla dịka ọrụ ọ rụrụ si dị dịkwa m nʼaka. 13 Abụ m Alfa na Omega. Onye mbụ na Onye ikpeazụ, Mmalite na Ọgwụgwụ.

+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.