Pular para o conteúdo
Publicidade

Mkpughe 3

Nzukọ dị nʼobodo Sardis

1 "Dee akwụkwọ nye mmụọ ozi ụlọ nzukọ dị na Sardis, sị ya:

Ndị a bụ okwu onye ahụ nwere mmụọ asaa nke Chineke na kpakpando asaa.

Amaara m ọrụ gị niile, nwere aha dịka onye dị ndụ ma bụ onye nwụrụ anwụ. 2 Ugbu a, sị nʼụra bilite. Mee ka ihe ntakịrị ahụ fọdụrụ na-achọ ịnwụ anwụ dịrị ike. Nʼihi na dịghị ọrụ gị m hụrụ dị ka ihe zuruoke nʼanya Chineke m.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também