Pular para o conteúdo
Publicidade

Mkpughe 7

16 Agụụ agaghị agụkwa ha ọzọ.

Akpịrị agaghị akpọkwa ha nkụ mgbe ọbụla.

Anyanwụ agaghị achakwa ha ọzọ,7:16 Aịz 49:10

okpomọkụ ọbụla agaghị erute ebe ha nọ.

17 Nʼihi na Nwa Atụrụ ahụ nke nọ nʼetiti ocheeze ahụ

ga-abụ onye ọzụzụ atụrụ ha;

ga-edurukwa ha jee nʼisi mmiri nke ndụ ahụ.7:17 Aịz 49:10

Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọbụla site nʼanya ha.7:17 Aịz 25:8"

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também