17 Nʼihi na Nwa Atụrụ ahụ nke nọ nʼetiti ocheeze ahụ
ga-abụ onye ọzụzụ atụrụ ha;
‘ọ ga-edurukwa ha jee nʼisi mmiri nke ndụ ahụ.’7:17 Aịz 49:10
‘Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọbụla site nʼanya ha.’7:17 Aịz 25:8"