Pular para o conteúdo
Publicidade

Atos 1

13 Mgbe ha batara nʼobodo, ha rigoro nʼime ụlọ ahụ dị nʼụlọ elu, ebe ha na-anọ. Ndị a bụ ndị nọ nʼụlọ ahụ:

Pita, Jọn, Jemis na Andru,

Filip na Tọmọs,

Batalomi na Matiu,

Jemis nwa Alfiọs, Saimọn onye a na-akpọ Zilọt na Judas nwa Jemis.

Veja também